🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ All languages
See More Jesus

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ezi Omume? — Akụkụ Nke 2 · Amaokwu Baịbụl KJV Ndị Nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl

For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.

This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.

1 Timoti 3:16 — ________ nke a, ọ bụ ihe omimi dị ukwuu, bụ ntọala ebe ezi ịdị nsọ si walite: Ọ pụtara ihe nʼụdịdị mmadụ, Mmụọ Nsọ gosiri na ọ bụ onye ezi omume, ndị mmụọ ozi hụrụ ya, e kwusara ihe banyere ya nye mba niile, ụwa niile kwenyeere na ya, a nabatakwara ya nʼebube nke eluigwe.
ịhụnanya
ndidi
Karịchasịa
2 Pita 1:3 — O sitela nʼike o ji bụrụ Chi nye anyị ihe niile dị anyị ________ ibi ndụ na-asọpụrụ ya, site nʼọmụma nke anyị mara ya, bụ onye ahụ kpọrọ anyị site nʼebube ya na ịdị mma ya.
mkpa
aha
nʼọnwụ
1 Timoti 6:3 — Onye ọbụla na-ezi ihe ọzọ nke na-adabaghị nʼokwu ezi ntọala na-enye ndụ nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, ya na ________ nke ibi ndụ kwesiri onye nke Chineke
ozizi
ezinaụlọ
ebere
Jenesis 5:24 — ________ soro ụzọ Chineke ruo na a hụkwaghị ya nʼihi na Chineke kpọọrọ ya.
Hamọ
Enọk
Iiv
Ndị Hibru 11:5 — E sitere nʼokwukwe kupu ________ nke pụtara na ọ nwụghị anwụ, a hụkwaghị ya ọzọ nʼihi na Chineke akpọrọla ya. Ma tupu e kuru ya, e mere ka anyị mara na ọ mere ihe masịrị Chineke.
Enọk
Antiọk
Itali
Jenesis 17:1 — Mgbe Ebram gbara iri afọ itoolu na itoolu, Onyenwe anyị gosiri ya onwe ya sị ya, “Abụ m Chineke Onye ________ ime ihe niile. Jegharịa ije nʼihu m, bụrụ onye na-enweghị ịta ụta ọbụla.
pụrụ
mba
Filistia
1 Timoti 6:12 — Na-agbasi mgba ọma nke okwukwe gị ike, jidesiekwa ndụ ________ ebi ahụ aka ike bụ nke a kpọrọ gị oku maka ya mgbe i mere ezi nkwupụta gị nʼihu ọtụtụ ndị akaebe.
ebighị
mba
ọgaranya
1 Timoti 6:5 — na isi ịrụ ụka niile nke na-esite nʼaka ụmụ mmadụ ndị echiche ha na-enweghịkwa ________. Ha na-eche na ife Chineke bụ ụzọ e si aba ọgaranya.
mmụọ
mba
eziokwu
1 Timoti 6:6 — Ma ________ Chineke bara uru nke ukwuu nye onye nwere afọ ojuju nʼihe ọbụla o nwere.
ikpere
ntachiobi
nkuzi
2 Ndị Kọrint 7:10 — Nʼihi na iru ụjụ otu Chineke chọrọ na-eweta nchegharị nke na-eduba mmadụ na nzọpụta, bụ nchegharị nke a na-apụghị ________ ụta banyere ya. Ma iru ụjụ dịka ụwa si eme na-eweta ọnwụ.
enyi
ntachiobi
ịkwa
2 Timoti 3:12 — Nʼezie, ndị niile chọrọ ibi ndụ ịsọpụrụ Chineke nʼime Kraịst Jisọs ga-agabiga ________.
mkpagbu
adịghị
ikpe
2 Pita 3:12 — dịka unu na-ele anya ọbịbịa ụbọchị nke Chineke, na-echesikwa ya ike ka ọ bịa ngwangwa. Nʼihi na ọ bụ ụbọchị a ga-amụnye eluigwe niile ________, mee ka ihe niile dị na ya gbaze bụrụ ihe na-agaghị adịkwa.
amụma
ọkụ
ozizi
Jọn 1:14 — Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ birikwa nʼetiti anyị. Anyị ahụla ebube ya, ebube nke onye naanị ya bụ Ọkpara Nna mụrụ, onye si nʼebe Nna nọ bịa, onye jupụtara nʼamara na ________.
eziokwu
ụwa
ọhụrụ
1 Jọn 4:2 — Otu a ka unu ga-esi ________ Mmụọ nke Chineke: Mmụọ ọbụla nke na-ekwupụta na Jisọs Kraịst abịala nʼanụ ahụ sitere na Chineke.
Ịlaịja
mata
Siza
Ekiliziastis 4:12 — Ọ bụ ezie na e nwere ike merie onye naanị ya guzo, ma mmadụ abụọ pụrụ iguzo zọọ onwe ha. Ụdọ e ji ________ atọ tụkọta nʼotu, adịghị adọbi ya ngwangwa.
nkasiobi
na-agha
eriri
Aịzaya 7:14 — Ya mere, Onyenwe anyị nʼonwe ya ga-enye gị ihe ________! Lee, nwaagbọghọ ahụ na-amaghị nwoke ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ọ ga-akpọ aha ya Ịmanụel, nke pụtara, Chineke nọnyeere anyị.
ịrịbama
ojii
ehihie
Matiu 1:23 — “Lee, ________ ahụ na-amaghị nwoke ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ha ga-akpọ aha ya Ịmanụel” (nke bụ ma asụgharịa ya, “Chineke nọnyeere anyị”).
ọzụzụ
mgbọrọgwụ
nwaagbọghọ
2 Pita 3:13 — Ma anyị ________ anya mmezu nkwa ahụ o kwere, nkwa inye anyị eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ ebe ezi omume naanị ga-adị.
na-ele
chọrọ
uru

← Back to the study