🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ All languages
See More Jesus

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ndidi? — Akụkụ Nke Abụọ · Amaokwu KJV Nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl

For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.

This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.

Ndị Hibru 10:36 — Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ________ ka ọ ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e kwere na nkwa.
ndidi
ga-achị
ekwe
Ndị Hibru 12:1 — Ya mere, anyị nwere oke igwe ndị ama dị otu a gbara anyị gburugburu, nʼihi nke a, ka anyị wepụ ihe ọbụla nke na-adọghachi anyị azụ dịka ibu arọ, ya na mmehie niile nọdebere anyị nsọ karịa. Ka anyị werekwa ________ gbaa ọsọ nke chere anyị nʼihu.
ọnwụnwa
ntachiobi
nkasiobi
Luk 21:19 — Unu ga-azọpụta ndụ unu site na ________ unu.
ntachiobi
nkasiobi
umeala
Ndị Hibru 6:12 — Anyị achọghị ka unu bụrụ ndị ________, kama ka unu bụrụ ndị na-eṅomi ndụ ahụ jiri okwukwe na ntachiobi nweta ihe ahụ e kwere na nkwa.
umengwụ
na-enupu
na-atụ
Ndị Hibru 6:15 — Ebraham nwere ________, natakwa ihe e kwere ya na nkwa.
ndidi
ntọala
ga-achị
Ndị Rom 8:25 — Ma ọ bụrụ na ________ anyị dabeere nʼihe ahụ anyị na-enwetabeghị, anyị ga-eji ndidi chere tutu ihe ahụ erute anyị aka.
okwukwe
olileanya
dere
Jemis 5:7 — Nweenụ ________, ụmụnna m, cherenụ ọbịbịa Onyenwe anyị. Lee otu onye ọrụ ubi si eji ndidi na-eche mkpụrụ ọ kụrụ nʼala ubi ka ọ mịa. O ji ndidi na-eche ka mmiri ozuzo nke mbụ na nke ikpeazụ zokwasị ubi ya.
umeala
nkasiobi
ntachiobi
Jemis 5:8 — Unu onwe unu kwesikwara inwe ndidi ________ ike nʼihi na ọbịbịa Onyenwe anyị dị nso.
ga-arara
guzosiekwa
nʼobe
Jemis 5:11 — Anyị na-agụ ha ugbu a dịka ndị a gọziri agọzi nʼihi iguzosike ha. Unu anụla maka ogologo ________ nke Job nwere, unu ahụkwala nzube Onyenwe anyị nʼihi na Onyenwe anyị jupụtara nʼebere na ọmịiko.
umeala
nkasiobi
ntachiobi
Ndị Rom 15:4 — Nʼihi na ihe niile edere nʼoge gara aga bụ iji kuziere anyị ihe, ka anyị nwee ike isite na ntachiobi nakwa ________, nke dị nʼakwụkwọ nsọ nwee olileanya.
mgbapụta
nchegharị
nkasiobi
Ndị Rom 15:5 — Ka Chineke ahụ na-enye agbamume na ________ nye unu mmụọ nke ịdị nʼotu nʼetiti onwe unu, dịka Kraịst Jisọs nwere.
akọnuche
nkasiobi
ntachiobi
Ndị Kọlọsị 1:11 — Ebe a na-eme ka unu dị ike nʼime ike niile, dị ka ike nke ebube ya si dị. Ka unu nwee ndidi na ogologo ________
ọnwụnwa
umeala
ntachiobi
Abụ Ọma 37:7 — Dere duu nʼihu Onyenwe anyị, were ________ chere ya; echegbula onwe gị mgbe ndị ọzọ na-enwe ọganihu, mgbe ha na-emezu atụmatụ ọjọọ ha niile.
Tinye
nʼudo
ndidi
Abụ Ọma 40:1 — Eji m ________ chere Onyenwe anyị, ọ tụgharịkwutere m, ọ nụkwaara akwa m.
ndidi
ọsịịsọ
Tinye
Abụ Akwa 3:26 — Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọ chere ________ nke Onyenwe anyị.
Asịrịa
nzọpụta
Moab
2 Ndị Tesalonaịka 3:5 — Ka Onyenwe anyị duzie obi unu ịghọta ịhụnanya Chineke ya na ụdị ________ Kraịst nwere.
ntachiobi
ọnwụnwa
mkpagbu
Jemis 1:12 — Ngọzị na-adịrị onye ahụ nke na-anọgide na-adịghị ada mba nʼoge ọnwụnwa. Nʼihi na mgbe oge ọnwụnwa ahụ gasịrị, ọ ga-anata ụgwọ ọrụ, nke bụ ________ ndụ, nke Chineke kwere nkwa inye ndị niile hụrụ ya nʼanya.
okpueze
fiig
akụ

← Back to the study