🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ Asụsụ Niile
See More Jesus
Igbo

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ịgba Mbọ? — Ibi Ya Ndụ · Amaokwu Baịbụl KJV Nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl

Ajụjụ Baịbụl

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ịgba Mbọ? — Ibi Ya Ndụ · Amaokwu Baịbụl KJV Nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl

Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.

Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.

Ndị Hibru 11:6 — Ọ bụ ihe siri ike mmadụ ime ihe ga-atọ ya ụtọ ma ọ bụrụ na onye ahụ enweghị okwukwe. Nʼihi na onye na-abịakwute Chineke nso aghaghị ikwe na ọ dị. Na ọ bụkwa onye na-akwụghachi onye ọbụla na-achọsi ya ike ________.
nʼobi
ụgwọ
họpụtara
Ilu 11:27 — Onye na-achọ ihe ọma na-enweta ________, ma ihe ọjọọ na-abịakwasị onye na-achọ ya.
nganga
ihuọma
ọchịchọ
Ilu 8:17 — Ndị niile hụrụ m nʼanya ka m na-ahụ nʼanya. Ndị niile ________ m aghakwaghị ịchọta m.
mmehie
na-achọ
na-eme
Abụ Ọma 63:1 — O Chineke, ị bụ Chineke m, e ji m obi m niile ________ gị; akpịrị na-akpọ mkpụrụobi m nkụ, anụ ahụ m na-achọsi gị ike, nʼala kpọrọ nkụ na nke ịda mba ebe mmiri na-adịghị nʼime ya.
nʼanya
na-achọ
Ịhụnanya
Abụ Ọma 78:34 — Mgbe ọbụla Chineke tigburu ha, ha ________ ya; ha na-alaghachi azụ, chọsie ya ike.
na-achọ
Ịhụnanya
na-ekpe
Jeremaya 29:13 — Unu ga-achọsikwa m ike, chọta m ma ọ bụrụ na unu ejiri obi unu niile ________ m.
ọcha
asị
chọọ
Ilu 8:19 — Onyinye m na-enye dị mma karịa ________, ọ karịkwara ọlaedo.
ihuọma
ọlaọcha
mara
Juel 3:14 — Ọtụtụ igwe mmadụ, ọtụtụ igwe mmadụ! Ha jupụtara na ndagwurugwu mkpebi ikpe ahụ! Nʼihi na ụbọchị Onyenwe anyị dị ________, na ndagwurugwu mkpebi nhọrọ ahụ.
naanị
nso
ọlaọcha
Ilu 4:23 — Nke ka nke, lezie echiche ________ gị niile anya, nʼihi na ha na-emetụta ndụ gị niile.
uche
isi
ohi
Diuteronomi 6:5 — Were obi gị niile, na mkpụrụobi gị niile, na ________ gị na ike gị niile, hụ Onyenwe anyị Chineke gị nʼanya.
uche
efu
Nwee
Diuteronomi 6:17 — Lezienụ anya hụ na unu debere iwu niile na ________ niile, na ihe ama niile Onyenwe anyị Chineke unu nyere unu.
ụgwọ
vaịnị
ụkpụrụ
Diuteronomi 11:13 — Ya mere, ọ bụrụ na unu ga-eji ntụkwasị obi rube isi nʼiwu ya niile, nke m ________ unu taa, ọ bụrụkwa na unu ga-eji obi unu niile na mmụọ unu niile hụ Onyenwe anyị Chineke unu nʼanya, ọ bụrụkwa na unu ga-efe ya ofufe
na-enye
ihu
nta
Joshua 22:5 — Ma lezienụ anya nke ọma idebe iwu na ________ niile nke Mosis onyeozi Onyenwe anyị nyere unu: nke bụ ịhụ Onyenwe anyị Chineke unu nʼanya, ịga ije nʼirube isi nye ya, irube isi nʼiwu ya niile, ịdabere na ya, na iji obi unu niile na mkpụrụobi unu niile fee ya ofufe.”
ụkpụrụ
obibi
akpụkpọụkwụ
Abụ Ọma 119:4 — I doola ________ ndị a ga-erubekwara isi.
nʼanya
mmehie
ụkpụrụ
Abụ Ọma 119:2 — Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ________ ya ma jirikwa obi ha niile na-achọsi ya ike.
ụkpụrụ
nʼobi
mmehie
Abụ Ọma 119:10 — Eji m obi m niile na-achọsi gị ike. Ekwela ka m ________ site nʼihe niile i nyere nʼiwu.
sie
kwado
kpafuo
Ekiliziastis 9:10 — Ihe ọbụla ị na-eme, were ike gị niile mee ya, nʼihi na ịrụ ọrụ maọbụ iche echiche, maọbụ ihe ________, maọbụ amamihe adịghị nʼala ndị nwụrụ anwụ. Ebe ahụ kwa ka ị na-aga.
ikpe
ọmụma
ọcha
Ilu 14:23 — Ịrụsị ọrụ ike na-eweta ________; ma oke okwu na-eweta ụkpa.
iwe
uru
aghụghọ
Ilu 20:13 — Ahụla ịrahụ ________ nʼanya, ka ị ghara ịghọ onye ụkpa. Bilie, mụrụ anya, rụsie ọrụ ike, ka i nweekwa ihe oriri.
ụra
efu
ohi
2 Pita 1:5 — Nʼihi nke a, gbalịsienụ ike ịtụkwasị ịdị mma nʼelu ________ unu, ma na-atụkwasịkwanụ ihe ọmụma nʼelu ịdị mma
okwukwe
oziọma
dere
1 Ndị Kọrint 15:58 — Ya mere, ụmụnna m ndị m hụrụ nʼanya, kwụsienụ ike, bụrụnụ ________ akwụrụ. Nọgidenụ nʼọrụ Onyenwe anyị mgbe niile, ebe unu maara na ọrụ unu na-arụ nʼime Onyenwe anyị abụghị ihe efu.
ọdọ
akwaa
olulu
Ndị Galeshịa 6:9 — Ya mere, ka ike ghara ịgwụ anyị ime ihe ọma. Nʼihi na mgbe e mesiri, mgbe oge ya ruru, anyị ga-eweta ________ dị ukwuu dị ka ihe ubi, ma ọ bụrụ na anyị adaghị mba.
ahụhụ
ngọzị
ihu
1 Timoti 6:12 — Na-agbasi mgba ọma nke okwukwe gị ike, jidesiekwa ndụ ebighị ebi ahụ aka ike bụ nke a kpọrọ gị oku maka ya mgbe i mere ezi nkwupụta gị nʼihu ọtụtụ ndị ________.
onyeozi
omimi
akaebe
2 Timoti 2:3 — Soro m ________ oke nʼahụhụ dị ka ezi onye agha Jisọs Kraịst.
adịghị
kere
ọbịa
2 Timoti 2:4 — Ọ dịghị onye agha ọbụla na-ekekọta onwe ya nʼihe nke ụwa a, kama ọ na-achọ ime ihe ga-atọ onye ________ ya dị ka onye agha ụtọ.
mụrụ
họpụtara
iro
Ndị Efesọs 6:11 — Yikwasịnụ ngwa agha niile Chineke ka unu nwee ike iguzosi ike megide ________ ọjọọ niile nke ekwensu.
ụtọ
nzube
zụrụ
2 Ndị Kọrint 7:11 — Leenụ ihe Chineke rụpụtara site nʼihe mwute dakwasịrị unu. Ugbu a, unu abụrụla ndị ọ na-anụ ọkụ nʼobi na ndị jikeere izi anyị na aka unu abụọ dị ọcha. Lee otu unu si zi iwe unu, otu unu si zikwa na ihe ahụ wutere unu. Lee otu unu si tụọ ụjọ ihe mmehie ahụ nwere ike iwetara unu. Leekwanụ otu unu si mee ihe niile igosi na unu kwagidere m. Leekwanụ otu unu si nye onye ahụ mere mmehie ahụ ntaramahụhụ ________. Unu egosila na aka unu dị ọcha nʼokwu ndị a niile.
ngwangwa
nʼeluigwe
agwa
2 Ndị Kọrint 8:7 — Ma ebe unu babigara ụba oke nʼihe niile unu nwere, nʼokwukwe, na okwu, nʼihe ________, na ịnụ ọkụ nʼobi, na ịhụnanya unu hụrụ anyị, lezie unu anya hụ na unu babigakwara ụba oke nʼamara nke inye ihe a.
oziọma
ọmụma
ikpe
2 Ndị Kọrint 8:16 — Ekelere m Chineke onye tinyere nʼobi ________ otu ịnụ ọkụ ahụ banyere unu ekele, dịka o si emetụ m nʼobi.
Masidonia
Akaịa
Taịtọs

← Laghachi n'ọmụmụ ihe a