🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ All languages
See More Jesus

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ihe Ọmụma? — Ibi Ya Ndụ · Akụkụ Baịbụl KJV Ndị Nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl

For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.

This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.

Ilu 1:7 — Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ mmalite ihe ọmụma. Ọ bụkwa naanị ndị nzuzu bụ ndị na-adịghị anabata amamihe na ịdọ aka na ________.
ihere
ọṅụ
ntị
Ilu 2:3 — E, ọ bụrụ na ọ bụ ihe ọmụma ka ị na-akpọku, ọ bụrụkwa na ọ bụ ________ ka ị na-eweliri olu gị
ziri
karịa
nghọta
Ilu 2:4 — ọ bụrụ na ị na-achọ ya dịka i si achọ ________ maọbụ akụ nke zoro ezo
olileanya
ọlaọcha
mmanya
Ilu 2:5 — mgbe ahụ, ị ga-aghọtakwa ihe bụ ịtụ egwu Onyenwe anyị chọtakwa ihe ________ nke Chineke.
ọmụma
ikpe
ntị
Jemis 1:5 — Ọ bụrụ na ọ dị onye na-enweghị amamihe, ya rịọ Chineke, onye na-enye onye ọbụla rịọrọ ya amamihe nʼafọ ofufu na-ataghịkwa onye ọbụla ________, a ga-ewerekwa ya nye ya.
amara
ụta
ebube
Ilu 18:15 — Obi onye nwere nghọta na-enweta ihe ________, nʼihi na ntị onye maara ihe na-achọpụta ya.
ikpe
iwe
ọmụma
Abụ Ọma 94:10 — Ọ pụtara na onye na-adọ ________ niile aka na ntị agaghị ata ha ahụhụ? Ọ pụtara na onye na-ezi mmadụ ihe enweghị ihe ọmụma?
ugwu
ọṅụ
mba
Abụ Ọma 25:9 — Ọ na-edu ndị dị ________ nʼobi nʼụzọ ziri ezi, na-ezikwa ha ụzọ nke ya.
ure
mgbapụta
umeala
Hosiya 6:3 — Ka anyị mara Onyenwe anyị; ka anyị gbalịsie ike ịmata ya. Ọ bụladị dịka anyanwụ na-awalite, nʼezie, ọ ga-apụta ________ dịka chi ọbụbọ, ọ ga-abịakwute anyị dịka mmiri ozuzo, dịka mmiri na-ezosa ala nʼoge udu mmiri.”
nʼelu
ìhè
na-enweghị
Matiu 11:29 — Nyaranụ yoku nke m nʼolu unu, mụtakwanụ ihe site nʼaka m. Nʼihi na adị m nwayọọ, bụrụkwa onye dị ________ nʼobi. Unu ga-achọtakwara mkpụrụobi unu izuike.
nkasiobi
umeala
mgbapụta
2 Pita 3:18 — Bụrụnụ ndị na-eto eto nʼime ________. Bụrụkwanụ ndị na-aga nʼihu ịmụta ihe banyere Onyenwe anyị na Onye nzọpụta anyị Jisọs Kraịst nke ọma. Ka otuto dịrị ya ugbu a na mgbe niile ebighị ebi. Amen.
nọdụ
amara
olileanya
2 Pita 1:5 — Nʼihi nke a, gbalịsienụ ike ịtụkwasị ịdị mma nʼelu ________ unu, ma na-atụkwasịkwanụ ihe ọmụma nʼelu ịdị mma
okwukwe
dere
udo
Ilu 10:14 — Onye amamihe na-akpakọba ihe ________, ma onye nzuzu na-eji ọnụ ya akpọ ịla nʼiyi oku.
ikpe
ọmụma
ntị
Ilu 15:14 — Obi nwere ________ na-achọ ịmata ihe, ma ọnụ onye nzuzu na-azụ onwe ya nʼokwu na-abaghị uru.
nghọta
ọmụma
ụtọ
Ndị Kọlọsị 1:9 — Nʼihi nke a, site nʼụbọchị anyị nụrụ ihe banyere ya, anyị esepụghị aka ikpere unu ekpere. Anyị na-arịọ ka unu jupụta nʼamamihe nke uche ya, nʼime nghọta ma amamihe nke ________ niile.
ohu
ziri
mmụọ
Ndị Kọlọsị 1:10 — Ka unu si otu a bie ndụ dị ka Onyenwe anyị chọrọ. Ka unu bụrụkwa ndị na-eme ihe ọma mgbe niile, ndị na-eme ihe na-atọ ya ụtọ nʼụzọ ọbụla, na ndị ________ eto nʼihe banyere ịma Chineke mgbe niile.
ikpere
na-eto
baptizim
Ndị Filipai 1:9 — Nke a bụkwa ekpere m, ka ________ unu na-ahụrịta onwe unu na-ababiga ụba oke. Ka unu nwee ike ito eto, ruo nʼinwe mmazu na nghọta ihe niile.
adịghị
nzuzu
ịhụnanya
1 Ndị Kọrint 8:1 — Ugbu a, nʼokwu banyere nri a chụrụ nʼaja nye ________, anyị ma na onye ọbụla nwere amamihe. Amamihe na-afụli mmadụ elu mee ka ọ nyaa isi. Ma ịhụnanya na-ewuli elu.
arụsị
mmehie
ọrụ
Abụ Ọma 119:66 — Zi m ihe ________ na ikpe ziri ezi nʼihi na ekwenyere m nʼiwu gị niile.
nzuzu
ọmụma
enyi
Ilu 24:5 — Onye maara ihe ________ site nʼịdị ike, ndị nwere ọmụma ihe na-akpali ike ha.
na-agha
na-emeri
na-echere
2 Ndị Kọrint 10:4 — Nʼihi na ngwa agha anyị ji ebu agha, abụghị ngwa agha nke mmadụ nkịtị nke ụwa, kama ha nwere ike nke ________ ịla ebe niile e wusiri ike nʼiyi.
isi
ọtụtụ
mmụọ
2 Ndị Kọrint 10:5 — Anyị na-ala ________ ụka niile na okwu ụgha niile nʼiyi, nke na-egbochiri ụmụ mmadụ ụzọ e si amata Chineke, na-eme ka echiche niile hulata isi nʼokpuru Kraịst.
ụba
tụnyere
ịrụ
Ndị Efesọs 6:17 — Nabatanụ nzọpụta dị ka ________ igwe, werekwanụ okwu Chineke dị ka mma agha nke Mmụọ Nsọ na-enye unu.
okpu
na-arụpụta
na-eṅomi
Malakaị 2:7 — “Nʼihi na egbugbere ọnụ onye nchụaja kwesiri ijupụta nʼihe ọmụma; e kwesikwara isi nʼọnụ ya mụta ihe, nʼihi na ọ bụ onyeozi nke Onyenwe anyị, Onye ________ ime ihe niile.
mba
ụbọchị
pụrụ
Ilu 15:2 — Ire onye maara ihe na-eme ka ihe ________ mụbaa, ma ọnụ onye nzuzu na-ekwupụta okwu enweghị uche.
ikpe
ọmụma
ntị
1 Pita 3:15 — Na-edonụ Kraịst ________ nʼime obi unu dịka Onyenwe anyị. Nọọkwanụ na njikere mgbe niile iguzo kọwaara onye ọbụla jụrụ unu ajụjụ banyere olileanya ahụ unu nwere nʼime unu. Ma unu were obi dị nwayọọ na nsọpụrụ na-eme nke a.
nsọ
ikpe
ebere
2 Timoti 2:15 — Gbalịsie ike ka iche onwe gị nʼihu Chineke dị ka onye a nabatara. Onye ọrụ nke ihere na-apụghị ime, onye na-akọwa ________ ahụ nke ọma.
eziokwu
maara
ụwa
Daniel 11:32 — Ọ ga-eji ire ụtọ ________ ndị ahụ mebiri iwu nke ọgbụgba ndụ. Ma ndị ahụ maara Chineke ha ga-adị ike guzogide ya.
udo
merụọ
na-atụ
2 Timoti 2:24 — O kwesikwaghị ka ohu Onyenwe anyị bụrụ onye na-ese okwu, kama, ọ ga-abụ onye ________ nye mmadụ niile, na onye ma otu e si ezi ihe, onye dị njikere ịnagide ihe ọjọọ e mere ya.
obiọma
nkuzi
onyeozi

← Back to the study