🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ Asụsụ Niile
See More Jesus
Igbo

Onye Bụ Jizọs? — Ọmụmụ Baịbụl KJV Jiri Ọnụọgụgụ Strong — Ajụjụ Baịbụl

Ajụjụ Baịbụl

Onye Bụ Jizọs? — Ọmụmụ Baịbụl KJV Jiri Ọnụọgụgụ Strong — Ajụjụ Baịbụl

Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.

Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.

Aịzaya 9:6 — Nʼihi na amụọrala anyị otu nwa, e nyekwala anyị otu nwa nwoke. Ọ ga-abụkwa onye ga-achị anyị. Ndị a ga-abụ aha ya, Onye ________ dị Ebube, Chineke bụ dike, Nna nke mgbe ebighị ebi, Eze Udo.
Ndụmọdụ
ahịa
mgbaba
Jenesis 1:26 — Mgbe ahụ, Chineke kwuru sị, “Ka anyị mee mmadụ nʼoyiyi anyị, dịka ụdịdị anyị si dị, ka ha chịa azụ niile nke osimiri, na anụ ufe niile nke eluigwe, na anụ ụlọ niile, na anụ ọhịa niile, na ihe niile e ________ eke nwere ndụ nke na-akpụ akpụ nʼala.”
ụgwọ
kere
ikpe
Jọn 1:18 — Ọ dịbeghị onye ọbụla hụrụla Chineke, ma Chineke, onye naanị ya bụ Ọkpara Nna mụrụ. Onye ya na Nna dị na mma, emeela ka anyị ________ ya.
Judas
mata
Ịlaịja
Malakaị 3:1 — “Lee, aga m ezipu onyeozi m, onye ga-edozi ụzọ nʼihu m. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị ahụ unu na-ele anya ya ga-abịa na mberede ________ ukwu ya. Onyeozi nke ọgbụgba ndụ ahụ, onye ihe ya na-agụsị unu agụụ ike, ga-abịa,” ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.
nzọpụta
nsọ
nʼụlọnsọ
Jenesis 22:2 — Chineke sịrị, “Duru nwa gị nwoke, naanị otu nwa gị nwoke, Aịzik onye ị hụrụ ________, gaa nʼala Mọrịa. Jiri ya chụọrọ m aja nsure ọkụ nʼelu otu nʼime ugwu dị nʼebe m ga-egosi gị.”
ihu
nʼanya
nta
Jọn 19:17 — O buuru ________ ya gaa nʼebe a na-akpọ Okpokoro Isi (nke pụtara Gọlgọta nʼasụsụ Hibru).
obe
na-ebo
họpụtara
Jọn 1:29 — Nʼechi ya, ọ hụrụ ka Jisọs na-abịakwute ya sị, “Leekwa, Nwa ________ Chineke, onye na-ebupụ mmehie ụwa.
Atụrụ
mkpụrụ
naanị
Aịzaya 53:7 — A kpagburu ya, mesie ya ihe ike, ma otu mkpụrụ okwu esighị ya nʼọnụ pụta. E ________ ya pụọ dịka atụrụ a na-aga igbu egbu, dịka atụrụ a na-akpachapụ ajị ya si anọ nwayọọ nʼihu ndị na-akpacha ya ajị, otu a ka o si nọdụ na-asagheghị ọnụ ya.
chetara
duuru
zọpụtara
Aịzaya 7:14 — Ya mere, Onyenwe anyị nʼonwe ya ga-enye gị ihe ịrịbama! Lee, ________ ahụ na-amaghị nwoke ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ọ ga-akpọ aha ya Ịmanụel, nke pụtara, Chineke nọnyeere anyị.
nwaagbọghọ
ntụ
ite
Maika 5:2 — “Ma gị onwe gị, ________ Efrata, ọ bụ ezie na ị bụ obodo dị nta nʼetiti ndị ikwu Juda niile, ma onye ahụ ga-achị Izrel ga-esi na gị pụta, bụ onye ahụ mmalite ya sitere na mgbe ochie, sitekwa na mgbe ebighị ebi gara aga.”
Betlehem
Bashan
Simiọn
Jenesis 3:15 — Aga m eme ka iro dịrị nʼetiti gị na nwanyị ahụ, nʼetiti mkpụrụ gị na mkpụrụ ya, mkpụrụ ya ga-etipịa gị ________, gị onwe gị ga-ata ya arụ nʼikiri ụkwụ.”
isi
ikwu
ike
Jọn 1:14 — Okwu ahụ ghọrọ ________ ahụ birikwa nʼetiti anyị. Anyị ahụla ebube ya, ebube nke onye naanị ya bụ Ọkpara Nna mụrụ, onye si nʼebe Nna nọ bịa, onye jupụtara nʼamara na eziokwu.
isi
ụkwụ
anụ
Jọn 5:39 — Unu na-enyocha akwụkwọ nsọ nʼihi na unu chere na unu ga-esite na ha ________ ndụ ebighị ebi maọbụ ha na-agba ama banyere m.
mbụ
nwee
mmehie
Ndị Rom 3:23 — Nʼihi na mmadụ niile emehiela ha ekwesikwaghị ________ Chineke.
nwụrụ
nkwa
otuto
Ndị Hibru 9:22 — Nʼikwu eziokwu, dịka iwu si dị, ọ dịghị ihe ọbụla nke a na-adịghị eji ọbara edo ọcha. Ọ bụrụ na a wụsịghị ọbara, ________ mmehie adịghị.
mgbapụta
mgbaghara
nkasiobi
1 Timoti 2:5 — Nʼihi na ọ bụ naanị otu Chineke dị. Ọ bụkwa naanị otu onye ________ dị nʼetiti Chineke na mmadụ. Kraịst Jisọs, onye ya onwe ya bụ mmadụ.
pieal
umengwụ
ogbugbo
Ndị Hibru 1:8 — Ma banyere Ọkpara ahụ, ọ sịrị, “________ gị, O Chineke, ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Mkpara omume ziri ezi ka mkpara alaeze gị ga-abụ.
ozizi
ihere
Ocheeze
Abụ Ọma 110:1 — Onyenwe anyị gwara Onyenwe m okwu sị ya: “Nọdụ ala nʼaka nri m ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị ihe ________ ụkwụ nye ụkwụ gị.”
mgbakwasị
mgbapụta
inyeaka
1 Ndị Kọrint 15:20 — Ma e mere ka Kraịst si nʼọnwụ bilie nʼezie, onye ________ nʼetiti ndị niile nwụrụ anwụ.
nzukọ
na-adịghị
mbụ
Ndị Kọlọsị 1:27 — Ọ bụ ha ka Chineke họpụtara ime ka amata akụ nke ebube nke ihe omimi a nʼetiti ndị mba ọzọ, nke bụ Kraịst nʼime unu, onye bụ ________ nke ebube ahụ.
mmalite
ọmụma
olileanya
Mkpughe 1:7 — “Lee, ọ na-abịa ya na igwe ________. Anya niile ga-ahụkwa ya, ọ bụladị ndị ahụ niile mapuru ya ahụ, ha ga-ahụ ya.” Mmadụ niile nọ nʼụwa “ga-erukwa ụjụ nʼihi ya.” Otu a ka ọ ga-adị! Amen.
ifufe
ojii
ekele
Jọn 3:16 — Nʼihi na Chineke hụrụ ụwa nʼanya, nke a mere o jiri nye ________ ọ mụrụ naanị ya, ka onye ọbụla kweere na ya ghara ịla nʼiyi, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.
Kraịst
na-eme
Ọkpara

← Laghachi n'ọmụmụ ihe a