Gịnị Ka M Ga-eme Ka A Zọpụta M? — Ime Ya N'ezie · Amaokwu Baịbụl KJV Ndị Nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl
Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.
Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.
Ndị Rom 6:17 — Ma ekele dịrị Chineke nʼihi na ọ bụ ezie na unu bụrịị ohu nye mmehie, ma ugbu a, unu ejirila obi unu niile kpebie ịnabatara onwe unu ________ ahụ e nyefere nʼaka unu.
ozizi
enyi
iro
Jemis 1:18 — Nʼihi imezu nzube ya, o sitere nʼokwu ya bụ eziokwu mụọ anyị. O mekwara nke a ka anyị bụrụ ụmụ ________ nke ihe o kere eke.
mbụ
ọṅụ
mmụọ
1 Pita 1:23 — Nʼihi na amụọla unu ọzọ ugbu a, ọ bụghị site na mkpụrụ nke ________ emebi, kama site na nke na-apụghị imebi emebi, site nʼokwu Chineke nke dị ndụ ma na-adịgidekwa.
na-emebi
nʼakwụkwọ
nkwa
Ndị Galeshịa 4:6 — Ebe unu bụ ụmụ, Chineke zitere Mmụọ ________ ya, ka ọ bịa biri nʼobi anyị, na-eti mkpu na-asị, “Abba, Nna.”
Ọkpara
na-eme
họpụtara
Ọrụ Ndị Ozi 8:12 — Ma mgbe ha kwenyere nʼoziọma Filip dịka ọ na-ekwusa ihe banyere oziọma alaeze Chineke na aha Jisọs Kraịst, e mere ha ________, ma nwoke ma nwanyị ha.
nʼọnwụ
duuru
baptizim
Ọrụ Ndị Ozi 10:47 — “Ọ dị onye pụrụ igbochi anyị ime ndị a ________. Ndị natara Mmụọ Nsọ dị ka anyị onwe anyị?”
nʼọnwụ
duuru
baptizim
Ọrụ Ndị Ozi 2:42 — Ha nyefere onwe ha nʼozizi nke ndị ozi, ya na ife ofufe na ịnyawa achịcha nakwa ikpe ________.
nchụaja
nsọ
ekpere
Ndị Rom 6:11 — Ya mere, gụọ onwe unu ugbu a dịka ndị nwụrụ ________ nʼebe mmehie dị. Gụọkwa onwe gị dịka ndị dị ndụ nʼebe Chineke nọ nʼime Kraịst, site na Kraịst Jisọs Onyenwe anyị.
nʼobi
anwụ
ibe
Luk 8:15 — Ma mkpụrụ ndị ahụ dara nʼezi ala nọchiri anya ndị jiri obi ghere oghe na mmụọ ziri ezi nabata okwu ahụ ma werekwa ________ mịpụta mkpụrụ.
ndidi
karịchasịa
ga-achị
Abụ Ọma 1:2 — Kama ihe na-atọ ya ụtọ bụ ime ihe niile dị nʼiwu Onyenwe anyị. Ọ na-atụgharịkwa uche ya nʼiwu Onyenwe anyị ehihie na ________
abalị
udo
nghọta
Joshua 1:8 — Esitela nʼọnụ gị wezuga ihe dị nʼAkwụkwọ Iwu a. Kama na-atụgharị uche gị na ya ehihie na ________, ka i si otu a lezie anya imezu ihe niile e dere nʼime ya. Mgbe ahụ ị ga-aba ụba, ihe ga-agakwara gị nke ọma.
ọkpara
biliri
abalị
1 Jọn 1:7 — Ma ọ bụrụ na anyị na-ebi ndụ anyị nʼìhè, dị ka ya onwe ya si nọọ nʼìhè, mgbe ahụ anyị na ibe anyị na-enwe ezi nnwekọ. Ọbara Jisọs bụ ________ ya na-asachapụkwa anyị mmehie anyị niile.
Kraịst
nʼanya
Ọkpara
Ndị Hibru 10:24 — Ka anyị tụgharịa uche otu anyị ga-esi kpalie ________ anyị nʼịhụnanya na ezi ọrụ.
anwụ
nʼobi
ibe
Ndị Rom 13:11 — Ihe ọzọ mere o ji dị mkpa ibi ezi ndụ bụ nke a. Unu maara na oge ahụ anyị na-ele anya ya abịala nso. Ya mere, sitenụ nʼụra bilie, nʼihi na ________ anyị adịla nso ugbu a karịa mgbe ahụ anyị kweere na mbụ.
nzọpụta
Juu
pụrụ
1 Pita 5:8 — Nọọnụ na njikere, na-echekwanụ nche nʼihi na onye ________ unu bụ ekwensu ji oke ịgbọ ụja na-awagharị dịka ọdụm, na-achọ onye ọ ga-ala nʼiyi.
iro
ọcha
nʼobi
Ndị Rom 1:16 — Nʼihi na ihere ________ ahụ anaghị eme m, nʼihi na ọ bụ ike Chineke na-ewetara onye ọbụla kwere na ya nzọpụta, nye onye Juu na mbụ nakwa nye onye Griik.
oziọma
nkwa
dere
Ọpụpụ 14:13 — Mosis zaghachiri ha sị, “Unu atụla egwu. Guzosienụ ike. Unu ga-ahụ ụzọ dị ________ Onyenwe anyị ga-esi zọpụta unu taa. Ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụkwa ha ọzọ.
mkpụrụ
ebube
mara
Ndị Hibru 10:38 — Ma, “Onye ezi ________ nkem ga-esite nʼokwukwe dị ndụ. Mkpụrụobi m agaghị e nwee mmasị nʼime onye ọbụla na-alaghachi azụ.”
ọtụtụ
omume
ebighị
Luk 14:28 — “Ọ dị onye ọbụla nʼime unu chọrọ iwu ụlọ elu, na-agaghị ebu ụzọ nọdụ ala, gbakọọ ihe ọ ga-efu ya, iji ________ ma o nwekwara ego ga-ezu iwucha ya?
chọpụta
na-alụ
na-eko
Mkpughe 12:11 — Ha lụgburu ya nʼagha site nʼọbara Nwa atụrụ ahụ na site nʼama nke okwu ọnụ ha, nʼihi na ha ahụghị ndụ ha nʼanya karịa, kama ha jikere inye ndụ ha ọbụladị ruo ________.
nʼọnwụ
mkpa
ọtọ
Jemis 1:12 — Ngọzị na-adịrị onye ahụ nke na-anọgide na-adịghị ada mba nʼoge ọnwụnwa. Nʼihi na mgbe oge ọnwụnwa ahụ gasịrị, ọ ga-anata ụgwọ ọrụ, nke bụ ________ ndụ, nke Chineke kwere nkwa inye ndị niile hụrụ ya nʼanya.
okpueze
eziokwu
akụ
Mkpughe 7:9 — Mgbe ihe ndị a gasịrị, ahụrụ m oke ________ mmadụ, ndị dị ọtụtụ nʼọnụọgụgụ nke onye ọbụla na-apụghị ịgụta ọnụ. Ha sitere na mba dị iche iche na ebo dị iche iche na ndị niile na asụsụ dị iche iche, na-eguzo nʼihu ocheeze ahụ na nʼihu Nwa Atụrụ ahụ. Ha yikwasịrị onwe ha uwe ọcha, jirikwa igu nkwụ nʼaka ha.
nʼọnụ
elu
igwe
1 Pita 1:5 — Anyị bụ ndị e sitere nʼokwukwe na-echekwa nʼike Chineke, tutu ruo ọbịbịa ________ ahụ, nke a na-ejikere ime ka ọ pụta ìhè nʼọgwụgwụ oge.
mba
nzọpụta
pụrụ
Jud 1:24 — Ugbu a, nye onye ahụ pụrụ ichebe unu, ka unu ghara ịda, onye pụrụ ịkpọbata unu nʼihu ya dị ________ nʼọnọdụ enweghị ntụpọ ọbụla nʼoke ọṅụ
ebube
amara
mkpụrụ
Njikọ ahụ ekopịala
Ọ bụ na ọmụmụ ihe a enyerela gị aka? Kesaa akụkọ nkenke ma ọ bụ akụkọ gị zuru ezu — akụkọ gị ga-enyere onye ọzọ aka ịchọta saịtị a.
Chekwaa ọganihu gị
Ọ bụghị mmanye. Ị chọghị akaụntụ iji jiri saịtị a.
Chekwaa akara ule gị na asambodo gị ọ bụrụ na ị gbanwee ekwentị gị ma ọ bụ hichapụ ndekọ ihuenyo gị.
Weghachite ọganihu
Iweghachi na-agbanwe ọganihu dị na ngwaọrụ a, ọ bụrụkwa na ị bipụta akwụkwọ mmeri mgbe ọ gasịrị, ọ ga-eji aha dị na ndekọ.



