Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Njide Onwe Onye (Temperance)? — Akụkụ 2 · Amaokwu Bible KJV Na Ọnụọgụgụ Strong — Ajụjụ Baịbụl
For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.
This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.
Ndị Galeshịa 5:22 — Ma mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ bụ, ndụ ịhụnanya, na ọṅụ, na udo, na ogologo ________, na obiọma, na ịdị mma, na ikwesi ntụkwasị obi
na-eko
ntachiobi
ikpere
Ilu 16:32 — Onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ karịrị onye a maara aha ya. Onye nwere ogologo ________ karịrị onye na-adọta obodo nʼagha.
ikwesi
ntachiobi
mgbapụta
1 Pita 1:13 — Nʼihi ya, werenụ uche unu niile jikere ịrụ ọrụ, anya dokwaa unu. Nweenụ olileanya zuruoke nʼamara nke a ga-ewetara unu mgbe a ga-ekpughe Jisọs ________.
Kraịst
ọjọọ
isi
1 Pita 5:8 — Nọọnụ na njikere, na-echekwanụ nche nʼihi na onye iro unu bụ ekwensu ji oke ịgbọ ________ na-awagharị dịka ọdụm, na-achọ onye ọ ga-ala nʼiyi.
ụja
obe
na-ebo
1 Ndị Tesalonaịka 5:6 — Nʼihi nke a, ka anyị ghara ịdị na-arahụ ________ dị ka ndị ọzọ, kama ka anyị mụrụ anya ka anya dokwaa anyị.
ụra
isi
onyeozi
1 Ndị Tesalonaịka 5:8 — Ma ebe anyị niile bụ ndị nke ihe, ka anyị bụrụ ndị anya doro, ndị yi okwukwe na ịhụnanya dịka ihe ikpuchi obi, yikwasịkwa olileanya nke ________ dị ka okpu igwe.
nzọpụta
Juu
Moab
1 Ndị Kọrint 6:12 — Ị na-asị, “Enwere m ike ime ihe niile m maara na m kwesiri ime,” ma ọ bụghị ihe niile ga-abara m ________. “Enwere m ike ime ihe niile m maara ziri ezi,” ma a gaghị ekwe ka ihe ọbụla na-achị m.
mkpa
nri
uru
Ndị Rom 6:12 — Unu ekwela ka mmehie na-achị eze nʼahụ unu ọzọ, nke ga-eme ka unu na-erubere ________ nke anụ ahụ isi.
na-enweghị
ìhè
agụụ
Ndị Rom 6:13 — Unu a nakwala eche akụkụ ahụ unu ọbụla ka ọ bụrụ ngwa ọrụ ________ omume. Kama cheenụ onwe unu nʼihu Chineke, dịka ndị esi nʼọnwụ kpọpụta nyefee na ndụ. Cheenụ akụkụ ahụ unu niile nʼihu Chineke dịka ngwa ọrụ nke ezi omume.
ọcha
ọmụma
ajọ
Daniel 1:8 — Ma Daniel kpebiri nʼobi ya na ọ gaghị emerụ onwe ya site nʼiri nri maọbụ ịṅụ mmanya eze. Ya mere ọ rịọrọ onyeisi ndị ________ ka ọ hapụ ya ka ọ ghara imerụ onwe ya.
oge
ozi
ọdụm
1 Ndị Kọrint 9:25 — Ndị na-ejikere ịgba ọsọ maọbụ egwuregwu ọzọ na-enwe ________ nʼọtụtụ ahụhụ nke ya na ọzụzụ so. Ha na-azụ onwe ha naanị ka ha nweta okpueze okoko osisi na-emebi emebi. Ma ọsọ anyị na-agba bụ ka anyị nweta okpueze nke na-apụghị imebi emebi.
omenaala
ọnwụnwa
ntachiobi
Jenesis 39:9 — O nweghị onye ________ ya dị elu karịa nke m nʼụlọ a. O gbochighị m ihe ọbụla ma ọ bụghị gị, nʼihi na ị bụ nwunye ya. Olee otu m ga-esi mee oke ihe ọjọọ dị otu a, mee mmehie megide Chineke.”
ụgwọ
akụkọ
ọnọdụ
2 Pita 1:6 — tụkwasịkwanụ imerụ ihe nʼoke nʼelu ihe ________, tụkwasịkwanụ ntachiobi nʼelu imerụ ihe na oke, ma na-atụkwasịkwanụ ibi ndụ dị ka ndị Chineke nʼelu ntachiobi.
ọmụma
amara
karịa
Taịtọs 2:12 — Ọ bụkwa amara a na-akụziri anyị ka anyị jụ ndụ ________ Chineke na nke ịgbaso ọchịchọ ọjọọ dị nʼụwa, kama ka anyị bie ndụ dị ka ndịisi zuruoke na ndụ ezi omume, nakwa ịtụ egwu Chineke nʼọgbọ nke oge a.
nhọpụta
nkwupụta
asọpụrụghị
Taịtọs 2:13 — Otu a ka anyị ga-esi na-eche olileanya anyị dị ________ bụ ọbịbịa nke otuto nke Chineke anyị dị ukwuu, na Onye nzọpụta anyị bụ Jisọs Kraịst.
agbọghọ
ngọzị
ifufe
Link copied
Has this study helped you? Share a short or your full testimony — your story helps someone else find this site.
Save your progress
Optional. You never need an account to use this site.
Keep your quiz scores and your certificate if you change phone or clear your browser.
Restore progress
Restoring replaces the progress on this device, and any certificate you print afterwards will carry the name on the record.
