Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ịgba Mbọ? — Ntọala · Amaokwu Baịbụl KJV Ndị Nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl
For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.
This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.
2 Pita 1:5 — Nʼihi nke a, gbalịsienụ ike ịtụkwasị ịdị mma nʼelu okwukwe unu, ma na-atụkwasịkwanụ ihe ________ nʼelu ịdị mma
amara
ọmụma
ebighị
Ilu 12:24 — Aka na-arụsị ọrụ ike ga-achị achị, ma ________ ga-akwụsị naanị nʼọrụ mmanye.
ihere
umengwụ
aṅụ
Ilu 15:19 — Eji ________ gbochie ụzọ onye umengwụ, ma ụzọ onye omume ya ziri ezi bụ ụzọ dị larịị.
ogwu
ọbịa
vaịnị
Ilu 18:9 — Onye dị ________ nʼọrụ ya bụ nwanne nke onye mbibi.
ụra
ọbụbụ
umengwụ
Ilu 19:24 — Onye ________ na-amanye aka nʼefere nri, ọ gaghị eweghachi ya ọ bụladị tinye nʼọnụ ya.
ihere
aṅụ
umengwụ
Ilu 21:25 — Oke ọchịchọ nke onye ________ na-ewetara ya ọnwụ nʼihi na ọ jụrụ ịrụ ọrụ.
umengwụ
ọbụbụ
ihere
Ilu 24:30 — Esitere m nʼubi otu onye ________ gafee, bụ ubi vaịnị nke onye na-enweghị uche
ụra
ọbụbụ
umengwụ
Ilu 19:15 — Umengwụ na-akpata oke ịrahụ ụra, onye ọfọ ogori ka ________ na-agụ.
ohi
oriọna
agụụ
Ilu 6:6 — Gaa mụta ihe site nʼaka ndanda, gị onye ________. Mụta ihe site nʼụzọ ya niile.
ihere
aṅụ
umengwụ
Ilu 12:27 — Onye ________ adịghị ahụ anụ ọ chụtara na nta nʼọkụ, ma ndị na-arụsị ọrụ ike na-eri site nʼakụ ha nwetara nʼịchụ nta.
ụra
ọbụbụ
umengwụ
Ilu 13:4 — Ndị ________ na-achọ ọtụtụ ihe ma ọ dịghị ihe ha na-enweta; ma onye na-arụsị ọrụ ike na-enweta ihe niile ọ chọrọ.
ụra
umengwụ
aṅụ
Ilu 21:5 — Echiche niile nke onye na-arụsị ọrụ ike na-eweta ________, dịka echiche onye ome ngwangwa na-enweta naanị ụkọ.
uru
agụụ
aghụghọ
Ndị Hibru 11:6 — Ọ bụ ihe siri ike mmadụ ime ihe ga-atọ ya ụtọ ma ọ bụrụ na onye ahụ enweghị ________. Nʼihi na onye na-abịakwute Chineke nso aghaghị ikwe na ọ dị. Na ọ bụkwa onye na-akwụghachi onye ọbụla na-achọsi ya ike ụgwọ.
naanị
karịa
okwukwe
Ọrụ Ndị Ozi 18:24 — Ma otu nwoke onye Juu, aha ya bụ ________, onye Alegzandria bịara na Efesọs. Ọ bụ onye ọka okwu, bụrụkwa onye maara ihe edere nʼAkwụkwọ Nsọ nke ọma.
Apọlọs
Tọmọs
Gaiọs
2 Pita 3:14 — Bikonu ndị m hụrụ nʼanya, mgbe unu nọ na-ele anya ihe ndị a, jisienụ ike hụ na aka unu dị ọcha, ndị na-enweghị ịta ________ na ndị ha na ya dị nʼudo.
uru
amara
ụta
2 Pita 3:10 — Ma ụbọchị Onyenwe anyị ga-abịa dịka onye ________. Nʼụbọchị ahụ, eluigwe ga-eji oke ụzụ gafee. Ihe niile dị nʼeluigwe ga-agba ọkụ, laa nʼiyi. Ụwa na ọrụ niile a rụrụ nʼime ya ga-erepịakwa ọkụ nʼotu ntabi anya.
ohi
vaịnị
nri
Ndị Hibru 6:11 — Anyị chọrọ ka onye ọbụla nʼime unu nọgidesie ike nʼotu ịnụ ọkụ nʼobi ahụ ruo ọgwụgwụ ihe niile, ka unu nwee olileanya inwezu ihe niile unu ________ anya ya mgbe oge ruru.
ụta
mkpa
na-atụ
Ndị Hibru 12:15 — Hụkwanụ na o nweghị onye ga-ahapụ inweta amara Chineke, na o nwekwaghị onye ga-epupụta dịka mgbọrọgwụ ilu weta nsogbu a ga-esi nʼime ya ________ ọtụtụ mmadụ.
na-atụ
Sọdọm
merụọ
2 Pita 1:10 — Nʼihi ya ụmụnna m, gbalịsienụ ike iguzosike nʼọkpụkpọ na ________ unu. Nke a ga-eme ka unu hapụ ịsọ ngọngọ maọbụ daa.
alụkwaghị
nhọpụta
ịkwa
2 Pita 1:3 — O sitela nʼike o ji bụrụ Chi nye anyị ihe niile dị anyị ________ ibi ndụ na-asọpụrụ ya, site nʼọmụma nke anyị mara ya, bụ onye ahụ kpọrọ anyị site nʼebube ya na ịdị mma ya.
mkpa
aha
nʼọnwụ
1 Pita 2:9 — Ma unu bụ ndị a họpụtara, otu ndị ________ eze, mba dị nsọ, ndị nke Chineke nʼonwe ya, ka unu bụrụ ndị na-ekwusa otuto ya, bụ onye ahụ si nʼọchịchịrị kpọbata unu nʼìhè ya dị ebube.
nchụaja
ọkụ
nʼakwụkwọ
Ndị Filipai 4:8 — Nʼikpeazụ, ụmụnna m, na-echenụ echiche mgbe niile banyere ihe bụ eziokwu, na ihe dị mma, na ihe ziri ezi. Na-echekwanụ echiche banyere ihe dị ọcha, ihe ọbụla mabigara mma oke, ihe ọbụla dị mma na ndụ onye ọbụla nke e kwesiri ịṅomi, na nke e kwesiri inwe ________ nʼihi ya.
otuto
ekele
mmụọ
Ndị Filipai 4:6 — Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọbụla. Kama nʼihe niile, sitenụ nʼekpere na arịrịọ, ya na ________, chee ihe niile na-akpa unu nʼihu Chineke.
ekele
nʼakwụkwọ
ziri
Ndị Rom 12:1 — Ya mere, ________ m, eji m obi ebere Chineke na-arịọ ka unu chee anụ ahụ unu dịka aja dị ndụ, dịkwa nsọ, ma bụrụkwa nke na-atọ Chineke ụtọ, nke bụkwa ofufe nke ime mmụọ unu.
ebube
iwe
ụmụnna
Ndị Filipai 2:5 — Na mmekọrịta unu na ibe unu, ________ ụdị uche ahụ nke dị nʼime Jisọs Kraịst:
nweenụ
ngọngọ
ntachiobi
Ndị Rom 8:6 — Ịtụkwasị uche nʼihe nke anụ ahụ na-eweta ________. Ma ịtụkwasị uche nʼihe nke Mmụọ Nsọ na-eweta ndụ na udo.
mbụ
ọnwụ
ngọngọ
Aịzaya 26:3 — Ị na-eme ka ndị niile echiche uche ha guzosiri ike nwee udo zuruoke, nʼihi na ọ bụ na gị ka ha ________ obi ha.
na-anapụta
na-atụkwasị
ụwa
Ndị Efesọs 4:23 — ka eme ka mmụọ nke uche unu dị ________.
eluigwe
eziokwu
ọhụrụ
2 Timoti 1:7 — Nʼihi na Chineke enyeghị anyị mmụọ ịtụ ụjọ, kama o nyere anyị mmụọ na-emejupụta anyị nʼike, na ________, na uche zuruoke.
ịhụnanya
ọmụma
ama
Link copied
Has this study helped you? Share a short or your full testimony — your story helps someone else find this site.
Save your progress
Optional. You never need an account to use this site.
Keep your quiz scores and your certificate if you change phone or clear your browser.
Restore progress
Restoring replaces the progress on this device, and any certificate you print afterwards will carry the name on the record.
