Gịnị Ka Bible Kwuru Banyere Ebere? — Akụkụ nke 2 · Amaokwu Bible KJV nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl
For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.
This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.
Ọpụpụ 34:6 — O si nʼihu Mosis gafee na-ekwu na-asị, “Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Chineke ọmịiko na onye amara, onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ, na onye babigara ụba oke nʼịhụnanya na ________ ntụkwasị obi.
umeala
ịdọ
ikwesi
Abụ Ọma 86:15 — Ma gị, Onyenwe anyị, ị bụ Chineke onye ọmịiko na onye ________, iwe adịghị ewe gị ngwangwa, i jupụtara nʼịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi.
na-atụ
mara
amara
Abụ Ọma 86:5 — Ị bụ onye na-agbaghara ajọ omume na onye dị mma, O Onyenwe m, i jupụtara nʼịhụnanya nye ndị niile ________ gị.
na-enye
ihu
na-akpọku
Nehemaya 9:17 — Ha egeghị ntị ọbụla, ha echetakwaghị ihe ịrịbama niile i meere ha. Kama ha nupuru isi họpụtara onwe ha ________ ga-eduru ha ịlaghachi Ijipt. Ma ị bụ Chineke onye na-eme ebere, onye na-agbaghara mmehie ndị gị mgbe ọbụla. Ị bụ onye obiọma, onye iwe na-adịghị ewe ọsịịsọ. I jupụtara nʼịhụnanya na amara mgbe niile. Nʼihi ya, ị gbakụtaghị ha azụ
bụkwa
kere
onyeisi
2 Ndị Kọrint 1:3 — Otuto dịrị Chineke na Nna nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, bụ Nna nke obi ebere, nakwa Chineke nke ________ niile.
akọnuche
nkasiobi
mkpagbu
Abụ Akwa 3:22 — Ọ bụ nʼihi ________ dị ukwuu nke Onyenwe anyị na-emeghị ka anyị gwụsịa, nʼihi na obi ebere ya adịghị agwụ agwụ.
ihere
ịhụnanya
mmehie
Abụ Ọma 103:8 — Onyenwe anyị nwere obi ọmịiko na-emekwa ________. Ọ dịghị ewe iwe ọsịịsọ, o jupụtara nʼịhụnanya.
ntụkwasị
amara
na-atụ
Maika 7:19 — Ọ ga-emekwara anyị ebere ọzọ. Ọ ga-azọdakwa mmehie anyị nʼokpuru ukwu ya, Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile nʼebe ________ omimi nke oke osimiri.
dịkarịsịrị
obosara
onyeozi
Diuteronomi 4:31 — Nʼihi na Onyenwe anyị Chineke unu bụ Chineke na-eme ________. Ọ gaghị agọnarị unu maọbụ laa unu nʼiyi, maọbụ chefuo ọgbụgba ndụ ya na nna nna unu ha gbara, nke o ji iyi ọ ṅụrụ mesie ike.
ebere
uwe
mmemme
Maika 6:8 — Nʼihi na o gosila gị, gị mmadụ, ihe dị mma. Gịnịkwa bụ ihe ahụ Onyenwe anyị na-achọ nʼaka gị, Ọ bụ na ọ bụghị ikpe ziri ezi, na ịhụ ime ebere nʼanya, na iji obi dị ________ soro Chineke gị na-eje ije?
umeala
ịdọ
ọbọ
Hosiya 6:6 — Nʼihi na ana m achọ ebere, ọ bụghị aja, ịmata Chineke kama aja ________ ọkụ niile.
nkume
osimiri
nsure
Ilu 3:3 — Ekwela ka ịhụnanya na ________ ntụkwasị obi hapụ gị, kekwasị ha nʼolu gị, deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị.
umeala
arịrịọ
ikwesi
Ilu 28:13 — Onye na-ezo mmehie ya agaghị enwe ọganihu na ndụ ya. Ma onye na-ekwupụta mmehie ya hapụkwa ha, ka a ga-emere ________.
ụkwụ
iro
ebere
Abụ Ọma 51:1 — O Chineke, meere m ebere, nʼihi ________ gị nke na-adịgide adịgide; nʼihi oke ọmịiko gị, hichapụ njehie m niile.
ukwuu
ikwesi
ịhụnanya
Luk 18:13 — “Ma onye ________ ụtụ ahụ guzo nʼebe dị anya, o nwekwaghị ike iweli ihu ya elu lee anya nʼeluigwe. Kama, ọ na-eti aka nʼobi ya na mwute na-asị, ‘Chineke, biko mere m ebere nʼihi na abụ m onye mmehie.’
obodobo
ga-anọ
ọna
Ndị Hibru 4:16 — Ya mere, ka anyị bịaruo ocheeze amara ahụ nso ________ egwu, ka anyị si otu a nata ebere, ma chọtakwa amara nke ga-enyere anyị aka nʼoge mkpa.
ndidi
ntọala
na-atụghị
Juel 2:13 — Dọwakwaanụ obi unu, ọ bụghị uwe unu. Lọghachikwutenụ Onyenwe anyị bụ Chineke unu, nʼihi na ọ bụ onye na-eme ________, na onye obi ebere. Ọ bụ onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ. O jupụtara nʼịhụnanya. Ọ naghị eme ọsịịsọ nʼinye ntaramahụhụ.
ebighị
ọmụma
amara
Jona 4:2 — Nʼihi ya, o kpeere Onyenwe anyị ekpere sị, “O, Onyenwe anyị, nke a ọ bụghị ihe m kwuru, mgbe m nọ nʼala m? Ọ bụ ya mere m ji chọọ ịgbalaga na ________ na mbụ nʼihi na amaara m na ị bụ Chineke onye na-eme amara, na onye jupụtara nʼobi ebere, na onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ, nke bara ụba nʼịhụnanya, onye na-anaghị ata mmadụ ahụhụ dịka mmehie ya siri dị.
Tashish
Bet-Shemesh
Mikmash
Abụ Ọma 145:8 — Onyenwe anyị na-eme ________ nweekwa obi ọmịiko, ọ dịghị ewe iwe ọsịịsọ, ọ bara ụba nʼịhụnanya.
amara
ebere
na-atụ
Luk 1:72 — O meere ndị nna nna anyị ha ebere site nʼicheta ________ ndụ ya dị nsọ.
ọgbụgba
ocheeze
ire
Abụ Ọma 23:6 — Nʼezie, ịdị mma na ________ ga-agbaso m ogologo ụbọchị niile nke ndụ m, m ga-ebikwa nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe niile ebighị ebi.
mmehie
nʼobi
ebere
Link copied
Has this study helped you? Share a short or your full testimony — your story helps someone else find this site.
Save your progress
Optional. You never need an account to use this site.
Keep your quiz scores and your certificate if you change phone or clear your browser.
Restore progress
Restoring replaces the progress on this device, and any certificate you print afterwards will carry the name on the record.
