Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ezi na Ọjọọ? — Ntọala · Akụkụ Baịbụl KJV nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl
Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.
Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.
Diuteronomi 30:15 — Lee, edoola m nʼihu gị taa ndụ na ọganihu, ________ na ịla nʼiyi.
isiike
ilu
ọnwụ
Ilu 1:29 — Nʼihi na unu mechiri anya unu nʼebe ihe ________ dị, unu atụghị egwu Onyenwe anyị.
ikpe
iwe
ọmụma
Ilu 24:8 — Onye na-eche echiche ime ihe ọjọọ ka a ga-agụ dịka onye ________ ihe ọjọọ
nzube
ikwu
zụrụ
Jeremaya 13:23 — Onye Kush ọ pụrụ ịgbanwe akpụkpọ ahụ ya? ________ ọ pụrụ ịgbanwe akpụkpọ ahụ ya tụrụ agwa agwa? Nʼụzọ dị otu a kwa, unu ndị ihe ọjọọ riri ahụ apụghị ime ezi ihe.
Agụ
otite
emee
Ilu 4:14 — Emela dịka ndị ________ iwu. Esokwala ụzọ ha.
na-emebi
ọnya
ehihie
Ilu 4:18 — Ma ụzọ ndị ezi omume dị ka anyanwụ na-awa nʼisi ụtụtụ, nke na-enwuwakwa dịka ________ nʼetiti ehihie ụbọchị.
ìhè
ịchọ
mmehie
Jenesis 2:8 — Onyenwe anyị Chineke kụrụ ubi a gbara ogige nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, nʼIden. O tinyere mmadụ ahụ ọ ________ nʼime ubi a.
kpụrụ
kwụghachi
ọtọ
Jenesis 2:15 — Onyenwe anyị Chineke weere mmadụ ahụ ________ ya nʼogige Iden, ka ọ na-akọ ya ma bụrụkwa onye na-elekọta ya.
nʼudo
tinye
ziri
Jenesis 2:16 — Onyenwe anyị Chineke ________ mmadụ ahụ iwu sị ya “I nwere ike iri mkpụrụ osisi niile dị nʼubi a
nʼanya
nyere
jụrụ
Jenesis 3:1 — Agwọ dị aghụghọ karịa ụmụ anụ ọhịa niile Onyenwe anyị Chineke ________. Ọ bịakwutere nwanyị ahụ sị ya, “Ọ bụ ezie na Chineke sị unu erila mkpụrụ si nʼosisi niile dị nʼogige a?”
kere
nʼọnụ
kwuru
Jenesis 3:6 — ________ ahụ hụrụ na mkpụrụ si nʼosisi ahụ dị mma iri eri, na ọ dị mma nʼanya, na ọ bụ osisi mara mma e si enweta amamihe. Ọ ghọọrọ mkpụrụ ahụ rie, nyekwa di ya, onye nke na ya nọ, o rie.
Nwanyị
anụ
nwunye
Abụ Ọma 56:3 — Ma mgbe ụjọ ________ m, ọ bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.
na-atụ
mara
ebube
Abụ Ọma 56:11 — nʼime Chineke ka m ________ obi; ụjọ agaghị atụ m. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?
na-atụkwasị
na-ekpe
na-echere
Jenesis 3:22 — Onyenwe anyị Chineke sịrị, “Lee, mmadụ adịla ka onye ọbụla nʼime anyị site nʼịmata ihe ọma na ihe ọjọọ. Ugbu a, ka ọ gharakwa ị setịpụ aka ya ghọrọ mkpụrụ osisi ahụ ________ ndụ rie, si otu a dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.”
na-enye
nʼanya
kachasị
Jenesis 6:5 — Onyenwe anyị hụrụ otu ịba ụba nke ajọ ________ mmadụ si dị ukwuu, hụkwa na echiche uche nke obi ya niile dị naanị nʼime ihe ọjọọ, mgbe niile.
omume
ntị
iwu
Jenesis 8:20 — Mgbe ahụ, ________ wuru ebe ịchụ aja nye Onyenwe anyị. Ọ họọrọ site nʼanụ ụlọ ndị dị ọcha na anụ ufe ndị dị ọcha chụọ aja nsure ọkụ.
Shela
Noa
Iiv
Ilu 1:33 — Ma onye na-ege ntị nʼokwu m ga-ebi obi ________ obi. Ọ ga-anọ jụụ na-enweghị ihe ọbụla ga-atụ ya egwu.”
ụgha
ziri
ntụkwasị
1 Pita 2:24 — Nʼelu ________ ahụ, o buuru mmehie anyị niile bokwasị onwe ya mgbe ọ nwụrụ, ime ka anyị nwee ike ịbụ ndị nwụrụ anwụ nʼebe mmehie dị; ma dịrị ndụ nʼebe ezi omume dị. Ọ bụkwa site nʼapa ọnya dị ya nʼahụ ka o ji gwọọ unu.
na-ebo
ịnya
obe
Njikọ ahụ ekopịala
Ọ bụ na ọmụmụ ihe a enyerela gị aka? Kesaa akụkọ nkenke ma ọ bụ akụkọ gị zuru ezu — akụkọ gị ga-enyere onye ọzọ aka ịchọta saịtị a.
Chekwaa ọganihu gị
Ọ bụghị mmanye. Ị chọghị akaụntụ iji jiri saịtị a.
Chekwaa akara ule gị na asambodo gị ọ bụrụ na ị gbanwee ekwentị gị ma ọ bụ hichapụ ndekọ ihuenyo gị.
Weghachite ọganihu
Iweghachi na-agbanwe ọganihu dị na ngwaọrụ a, ọ bụrụkwa na ị bipụta akwụkwọ mmeri mgbe ọ gasịrị, ọ ga-eji aha dị na ndekọ.



