🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ All languages
See More Jesus

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ndidi? — Ibi Ya Ndụ · Akụkụ Baịbụl KJV Nwere Nọmba Strong — Ajụjụ Baịbụl

For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.

This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.

Ndị Rom 15:4 — Nʼihi na ihe niile edere nʼoge gara aga bụ iji kuziere anyị ihe, ka anyị nwee ike isite na ntachiobi nakwa ________, nke dị nʼakwụkwọ nsọ nwee olileanya.
mkpagbu
mgbapụta
nkasiobi
Ndị Rom 15:5 — Ka Chineke ahụ na-enye agbamume na ________ nye unu mmụọ nke ịdị nʼotu nʼetiti onwe unu, dịka Kraịst Jisọs nwere.
ọnwụnwa
akọnuche
ntachiobi
Jemis 1:2 — Ụmụnna m, ka obi unu jupụta nʼọṅụ mgbe ọbụla ________ dị iche iche gbara unu gburugburu.
umeala
ọnwụnwa
ntachiobi
Jemis 1:3 — Nʼihi na mgbe a na-anwa ________ unu ọnwụnwa, ntachiobi unu na-enwe ohere ito eto.
nọdụ
Mmụọ
okwukwe
Jemis 1:4 — Ka nguzosike unu pụta ìhè, ka unu ________ oke ma nwezuokwa ihe niile, na-adịghị ihe ọbụla nke ga-akọ unu.
atọ
zuo
nʼelu
2 Pita 1:5-6 — Nʼihi nke a, gbalịsienụ ike ịtụkwasị ịdị mma nʼelu okwukwe unu, ma na-atụkwasịkwanụ ihe ________ nʼelu ịdị mma
ọmụma
ọchịchịrị
adịghị
Luk 8:15 — Ma mkpụrụ ndị ahụ dara nʼezi ala nọchiri anya ndị jiri obi ghere oghe na mmụọ ziri ezi nabata okwu ahụ ma werekwa ________ mịpụta mkpụrụ.
ndidi
ịhụnanya
karịchasịa
Aịzaya 30:18 — Ma Onyenwe anyị nọkwa na-echere ka unu bịakwute ya, ka o gosi unu ịhụnanya ya. O jikeere imere unu ebere, nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke na-ekpe ikpe ziri ezi. Ngọzị na-adịkwara ndị niile na-ele anya ________ ya.
arịrịọ
inyeaka
ure
Aịzaya 64:4 — Nʼihi na site na mgbe ochie, ọ dịbeghị onye nụrụ, ọ dịbeghị ntị ghọtara, o nwebeghị anya hụrụ Chineke ọzọ karịa gị, onye na-emejupụtara ndị ________ ya ihe na-akpa ha.
na-echere
na-akpọnwụ
mkpụrụ
Abụ Ọma 40:1 — Eji m ndidi ________ Onyenwe anyị, ọ tụgharịkwutere m, ọ nụkwaara akwa m.
na-echere
nso
chere
Abụ Akwa 3:25 — Onyenwe anyị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya, e, nʼebe obi ahụ dị, nke ________ ya ike.
na-atụkwasị
na-achọsi
na-anapụta
Abụ Akwa 3:26 — Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọ chere ________ nke Onyenwe anyị.
Asịrịa
nzọpụta
Benjamin
Abụ Akwa 3:27 — Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu ________ dịrị ya mgbe ọ bụ okorobịa.
agụụ
arọ
àkụ
Luk 21:19 — Unu ga-azọpụta ndụ unu site na ________ unu.
ntachiobi
umeala
nkasiobi
Ndị Kọlọsị 3:12 — Ya mere, dị ka ndị Chineke họpụtara, ndị dị nsọ na ndị ọ hụrụ nʼanya, yikwasịnụ onwe unu obi ọmịiko, na obi ebere, na obi dị ________, na ịdị nwayọọ, na ntachiobi.
nkasiobi
umeala
ọnwụnwa
Ndị Efesọs 4:1 — Ya mere, mụ onwe m bụ onye ________ nke Onyenwe anyị, na-arịọ unu ka unu bie ndụ kwesiri ọkpụkpọ nke a kpọrọ unu.
akụ
mkpọrọ
ọhụrụ
Ndị Efesọs 4:2 — Werekwanụ obi dị ________ niile na ịdị nwayọọ, na ndidi na-anagide ibe unu nʼịhụnanya.
mkpagbu
ọnwụnwa
umeala
Ndị Kọlọsị 1:11 — Ebe a na-eme ka unu dị ike nʼime ike niile, dị ka ike nke ________ ya si dị. Ka unu nwee ndidi na ogologo ntachiobi
udo
ebube
amara
Ndị Galeshịa 5:22 — Ma mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ bụ, ndụ ịhụnanya, na ọṅụ, na udo, na ogologo ________, na obiọma, na ịdị mma, na ikwesi ntụkwasị obi
ọnwụnwa
ntachiobi
umeala
1 Ndị Tesalonaịka 5:14 — Ma ugbu a, anyị na-arịọ unu, ________, na-adụnụ ndị na-anọ nkịtị ọdụ, na-agbanụ ndị dara mba ume, nyerenụ ndị na-adịghị ike aka, nwekwanụ ndidi nʼebe ha niile nọ.
ụmụnna
ebube
ihere
Abụ Ọma 37:7 — Dere duu nʼihu Onyenwe anyị, were ndidi ________ ya; echegbula onwe gị mgbe ndị ọzọ na-enwe ọganihu, mgbe ha na-emezu atụmatụ ọjọọ ha niile.
chere
okoko
ziri
Ilu 16:32 — Onye na-adịghị ewe ________ ọsịịsọ karịrị onye a maara aha ya. Onye nwere ogologo ntachiobi karịrị onye na-adọta obodo nʼagha.
nri
iwe
ụkwụ
Ekiliziastis 7:8 — Ọgwụgwụ ihe ọbụla dị mma karịa mmalite ya! Ogologo ________ dị mma karịa mpako!
nrọ
ure
ntachiobi
Jemis 5:7 — Nweenụ ________, ụmụnna m, cherenụ ọbịbịa Onyenwe anyị. Lee otu onye ọrụ ubi si eji ndidi na-eche mkpụrụ ọ kụrụ nʼala ubi ka ọ mịa. O ji ndidi na-eche ka mmiri ozuzo nke mbụ na nke ikpeazụ zokwasị ubi ya.
umeala
nkasiobi
ntachiobi
Jemis 5:8 — Unu onwe unu kwesikwara inwe ________ guzosiekwa ike nʼihi na ọbịbịa Onyenwe anyị dị nso.
ndidi
enyi
ọma
Ndị Hibru 12:1 — Ya mere, anyị nwere oke igwe ndị ama dị otu a gbara anyị ________, nʼihi nke a, ka anyị wepụ ihe ọbụla nke na-adọghachi anyị azụ dịka ibu arọ, ya na mmehie niile nọdebere anyị nsọ karịa. Ka anyị werekwa ntachiobi gbaa ọsọ nke chere anyị nʼihu.
uwe
gburugburu
omume
Ndị Hibru 12:2 — Ka anyị na-elegide Jisọs anya, onye mbụ na onye na-eme ka okwukwe anyị zuo oke, onye jiri nʼihi ọṅụ e debere nʼihu ya, die ahụhụ na ihe ihere nke ________, ọ nọdụ nʼaka nri nke ocheeze Chineke.
obe
na-ebo
ịnya
Ndị Hibru 12:3 — Tuleenụ nʼobi unu gbasara onye ahụ tachịrị obi na nkwụgide sitere nʼaka ndị ________, ka ike ghara ịgwụ unu maọbụ obi unu adaa mba.
mmụọ
mmehie
iwu
Ndị Hibru 10:36 — Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ndidi ka ọ ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e ________ na nkwa.
kwere
nso
nʼanya

← Back to the study