🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ All languages
See More Jesus

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Njide Onwe Onye (Temperance)? — Ntọala · Akụkụ Baịbụl KJV Ndị E Ji Ọnụọgụgụ Strong Dee — Ajụjụ Baịbụl

For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.

This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.

Ndị Galeshịa 5:22-23 — Ma mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ bụ, ndụ ịhụnanya, na ọṅụ, na udo, na ogologo ________, na obiọma, na ịdị mma, na ikwesi ntụkwasị obi
na-eko
ntachiobi
ikpere
1 Ndị Eze 21:1-4 — Mgbe nwa oge nta gasịrị, ________, onye Jezril, nwere ubi vaịnị dị na Jezril, nʼakụkụ ụlọeze Ehab bụ eze Sameria.
Nebọt
Ramọt
Baal
1 Ndị Eze 21:7 — Mgbe ahụ, nwunye ya Jezebel jụrụ ya ajụjụ sị ya, “Ọ bụghị gị bụ eze na-achị Izrel? Bilie, rie nri, enyela obi gị nsogbu, nʼihi na aga m enyefe gị ubi ________ Nebọt onye Jezril nʼaka.”
vaịnị
iro
mmemme
1 Ndị Eze 21:20 — Mgbe ahụ, Ehab jụrụ Ịlaịja ajụjụ sị ya, “Onye ________ m, ị chọrọkwala m bịa?” Ịlaịja zara sị ya, “E, achọrọla m gị bịa nʼihi nnyefe i nyefere onwe gị ime ihe dị njọ nʼanya Onyenwe anyị.
ụkwụ
anụ
iro
1 Samuel 15:24 — Sọl zara Samuel sị ya, “Emehiela m. Nʼezie, enupula m ________ na ndụmọdụ gị na nʼiwu Onyenwe anyị. Ọ bụ nʼihi na m tụrụ egwu ndị Izrel ka m ji mee ihe ha chọrọ.
isi
jụrụ
nsọ
2 Pita 2:15 — Ha esitela nʼezi ụzọ ahụ jehie, soro omume Belam nwa Beoa, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ________ omume nʼanya.
ajọ
adịghị
ugwu
2 Samuel 11:2-4 — Nʼotu uhuruchi, Devid sitere nʼihe ________ ya bilie, gagharịa nʼelu ụlọeze ya. Ọ sitere nʼelu ụlọ ahụ hụ otu nwanyị na-asa ahụ. Nwanyị ahụ mara mma nke ukwu nʼile anya.
ndina
tere
isiala
Ndị Hibru 5:8 — Ọ bụ ezie na ọ bụ Ọkpara ma ọ mụtara irube ________ site nʼahụhụ ọ tara.
ikpe
isi
nʼọnụ
Ndị Filipai 2:8 — Ebe ahụrụ ya ka ọ dịka mmadụ nʼoyiyi, o wedakwara onwe ya ala, site nʼirube ________ ruo ọnwụ, bụ ọnwụ nke obe.
nri
isi
agụụ
1 Pita 2:22-23 — “O nweghị mgbe ọbụla o mehiere, o nwekwaghị mgbe onye ọbụla nụrụ okwu ________ nʼọnụ ya.”
obiọma
aghụghọ
Ọnwụnwa
2 Pita 1:5-6 — Nʼihi nke a, gbalịsienụ ike ịtụkwasị ịdị mma nʼelu okwukwe unu, ma na-atụkwasịkwanụ ihe ________ nʼelu ịdị mma
ọmụma
adịghị
ọchịchịrị
1 Ndị Kọrint 9:24-25 — Unu amataghị na mgbe ọtụtụ mmadụ na-agba ọsọ ________ mpi, ọ bụ naanị otu onye na-enwe ihe onyinye nke mbụ? Ya mere, gbasienụ ọsọ ike, ka unu nweta onyinye ahụ.
Belam
Hezekaya
ịsọ
Taịtọs 2:11-12 — Nʼihi na Chineke emela ka amara ya nke wetaara mmadụ niile ________ pụta ìhè.
ịhụnanya
omume
nzọpụta
Ndị Hibru 12:16-17 — Hụnụ na o nweghị onye na-ebi ndụ ruru unyi maọbụ onye nke na-enweghị nsọpụrụ dịka ________, onye nke rere ọnọdụ ọmụmụ ya nʼihi otu efere nri.
Livayị
Gidiọn
Ịsọ
Ekiliziastis 4:12 — Ọ bụ ezie na e nwere ike merie onye naanị ya guzo, ma mmadụ abụọ pụrụ iguzo zọọ onwe ha. Ụdọ e ji ________ atọ tụkọta nʼotu, adịghị adọbi ya ngwangwa.
nkasiobi
na-agha
eriri
1 Jọn 2:16 — Nʼihi na ihe niile dị nʼụwa, ihe ndị ahụ niile anụ ahụ anyị, na anya anyị na-achọ, ya na ________ isi mmadụ banyere ihe ọ bụ na ihe o nwere, esiteghị nʼebe Nna nọ, kama ha sitere nʼụwa.
ịnya
ọnọdụ
lie
Ndị Rom 5:19 — Nʼihi na dịka ọtụtụ mmadụ si bụrụ ndị mmehie nʼihi ________ isi nke otu nwoke, otu a kwa ka ọtụtụ mmadụ ga-abụkwa ndị ezi omume nʼihi nrube isi nke otu nwoke.
nnupu
ajụ
ntachiobi
1 Ndị Kọrint 10:13 — O nweghị ọnwụnwa ọbụla nwara unu nke abịakwutebeghị mmadụ. Chineke kwesiri ntụkwasị obi, ọ gaghị ________ ka a nwaa unu karịa ike unu. Kama mgbe a na-anwa unu, ọ ga-enye unu ike imeri ọnwụnwa ma gosikwa unu ụzọ mgbapụ nʼime ya.
akụkụ
ekwe
amụma
2 Pita 1:6 — tụkwasịkwanụ imerụ ihe nʼoke nʼelu ihe ________, tụkwasịkwanụ ntachiobi nʼelu imerụ ihe na oke, ma na-atụkwasịkwanụ ibi ndụ dị ka ndị Chineke nʼelu ntachiobi.
ọmụma
adịghị
nzuzu

← Back to the study