🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ All languages
See More Jesus

Gịnị ka Baịbụl kwuru banyere Njide Onwe Onye (Temperance)? — Ime Ya n'Ezie · Akụkụ Akwụkwọ Nsọ KJV nwere Ọnụọgụ Strong — Ajụjụ Baịbụl

For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.

This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.

Ndị Galeshịa 5:22-23 — Ma mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ bụ, ndụ ịhụnanya, na ọṅụ, na udo, na ogologo ________, na obiọma, na ịdị mma, na ikwesi ntụkwasị obi
ọnwụnwa
ntachiobi
akọnuche
Jọn 15:4 — Nọgidenụ nʼime m, ka mụ onwe m nọgidekwa nʼime unu. Dịka ________ ọbụla apụghị ịmị mkpụrụ nʼonwe ya ma ọ bụrụ na ọ nọgideghị nʼosisi vaịnị. Otu a, unu apụghịkwa ịmị mkpụrụ ma ọ bụrụ na unu anọgideghị nʼime m.
alaka
ọzụzụ
ekwensu
Jọn 15:5 — “Mụ onwe m bụ osisi vaịnị ahụ; unu bụkwa ________ ya. Onye ọbụla na-anọgide nʼime m, nke mụ onwe m na-anọgidekwa nʼime ya, na-amị ọtụtụ mkpụrụ. Nʼihi na ewezuga m, unu enweghị ike ime ihe ọbụla.
ikwu
alaka
nʼọnọdụ
2 Pita 1:3 — O sitela nʼike o ji bụrụ Chi nye anyị ihe niile dị anyị ________ ibi ndụ na-asọpụrụ ya, site nʼọmụma nke anyị mara ya, bụ onye ahụ kpọrọ anyị site nʼebube ya na ịdị mma ya.
mkpa
nʼọnwụ
ọtọ
Ilu 2:4-5 — ọ bụrụ na ị na-achọ ya dịka i si achọ ọlaọcha maọbụ ________ nke zoro ezo
ngọzị
akụ
ama
Jọn 5:39 — Unu na-enyocha akwụkwọ nsọ nʼihi na unu ________ na unu ga-esite na ha nwee ndụ ebighị ebi maọbụ ha na-agba ama banyere m.
mkpa
uru
chere
1 Pita 2:2 — Dịka ụmụ a mụrụ ọhụrụ, bụrụnụ ndị agụụ ịṅụ mmiri ara nke Mmụọ Nsọ a na-agwaghị ihe ọbụla na-agụ, ka unu nwee ike site na ya na-eto eto nʼime ________ unu.
nzọpụta
Babilọn
Moab
Abụ Ọma 131:2 — Ma ana m edere duu, mkpụrụobi m nọkwa jụụ; dịka nwantakịrị a napụrụ ara, ya na ________ ya nọ, e, dịka nwantakịrị a napụrụ ara, otu a ka mkpụrụobi m nọ nʼime m.
nne
ọgbụgba
enyi
Luk 2:52 — Jisọs ________ nʼihu nʼamamihe na ogologo, ya na ihuọma nʼebe Chineke na nke mmadụ nọ.
na-enye
maara
na-aga
Ndị Rom 13:13 — Bụrụnụ ndị dị ọcha, dịka ndị na-akpagharị nʼehihie. Ọ bụghị nʼịgba egwu ruru unyi, maọbụ nʼịṅụbiga mmanya oke, ọ bụghị nʼịkwa iko, na imefe ihe ụwa oke. Ọ bụghị nʼesemokwu, na ________.
na-anya
kwenyere
ekworo
Ndị Efesọs 5:18 — Unu aṅụbigala ________ oke nʼihi na ọ na-eduba na ndụ ịla nʼiyi. Kama jupụtanụ na Mmụọ Nsọ
karịa
nọdụ
mmanya
Taịtọs 2:11-12 — Nʼihi na Chineke emela ka amara ya nke wetaara mmadụ niile ________ pụta ìhè.
mba
Benjamin
nzọpụta
2 Pita 1:5-6 — Nʼihi nke a, gbalịsienụ ike ịtụkwasị ịdị mma nʼelu okwukwe unu, ma na-atụkwasịkwanụ ihe ________ nʼelu ịdị mma
ọmụma
ọchịchịrị
ugwu
Taịtọs 2:2 — Gwa ndị okenye nwoke ka ha nwee anya udo, ka ha nwee ________ zuruoke, ka ha bụrụ ndị kwesiri nsọpụrụ, ndị okwukwe ha siri ike, ndị na-ahụ ibe ha nʼanya, na ndị nwekwara ntachiobi.
akọnuche
enyi
ure
Taịtọs 1:8 — Ọ ga-abụ onye na-anabata ndị ________, na onye na-ahụ ezi ihe nʼanya. Ọ ga-abụ onye na-akwanyere onwe ya ugwu, ezi mmadụ ụzọ ya kwụ ọtọ, onye dị nsọ, na onyeisi zuruoke.
ọbịa
enyi
ọmụma
Ilu 16:32 — Onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ karịrị onye a maara aha ya. Onye nwere ogologo ________ karịrị onye na-adọta obodo nʼagha.
ikwesi
ntachiobi
mgbapụta
Ilu 25:16 — Mmanụ ________ ọ na-atọ gị ụtọ? Arachala ya karịa, ka ọ ghara iwetara gị ọrịa.
aṅụ
ụra
onyeozi
Jemis 1:19 — Unu aghaghị icheta nke a ụmụnna m ndị m hụrụ nʼanya. Ka onye ọbụla nwee ntị na-anụ ihe ọsịịsọ, na ire dị ________ ikwu okwu, ma bụrụkwa onye iwe na-adịghị ewe ọsịịsọ.
arọ
akụkụ
ahụhụ
1 Ndị Kọrint 9:24 — Unu amataghị na mgbe ọtụtụ mmadụ na-agba ọsọ ________ mpi, ọ bụ naanị otu onye na-enwe ihe onyinye nke mbụ? Ya mere, gbasienụ ọsọ ike, ka unu nweta onyinye ahụ.
Hezekaya
Aịzik
ịsọ
1 Ndị Kọrint 9:25 — Ndị na-ejikere ịgba ọsọ maọbụ egwuregwu ọzọ na-enwe ________ nʼọtụtụ ahụhụ nke ya na ọzụzụ so. Ha na-azụ onwe ha naanị ka ha nweta okpueze okoko osisi na-emebi emebi. Ma ọsọ anyị na-agba bụ ka anyị nweta okpueze nke na-apụghị imebi emebi.
ọnwụnwa
omenaala
ntachiobi
1 Ndị Kọrint 9:26 — Ọ bụ nke a mere m ji na-agba ọsọ a na-eleghị anya nʼazụ, maọbụ kụọ ọkpọ dịka m na-akụ ________.
igwe
ifufe
ụmụntakịrị
1 Ndị Kọrint 9:27 — Ma ana m azụ ahụ m, na-enye ya ahụhụ mee ya ka ọ bụrụ ohu, ka mụ onwe m ghara ị bụ onye a jụrụ ________ mgbe m kwusasịrị oziọma nye ndị ọzọ.
mmeri
ikpere
ajụ
2 Timoti 2:3 — Soro m ________ oke nʼahụhụ dị ka ezi onye agha Jisọs Kraịst.
ọbịa
kere
adịghị
2 Timoti 2:4 — Ọ dịghị onye agha ọbụla ________ onwe ya nʼihe nke ụwa a, kama ọ na-achọ ime ihe ga-atọ onye họpụtara ya dị ka onye agha ụtọ.
na-ekekọta
mgbakwasị
owuwe
2 Timoti 2:5 — Otu aka ahụ, onye na-agba ọsọ agaghị enweta ________ mmeri, ma ọ bụrụ na ọ gbaghị ọsọ ya dịka usoro iwu ịgba ọsọ si dị.
obiọma
nkuzi
okpu
2 Timoti 2:22 — Gbanarị ihe ọbụla na-etinye ụdị echiche ọjọọ nke ụmụ okorobịa na-enwe nʼime gị, kama, na-agbaso ezi omume na okwukwe, na ________ na udo, ka gị na ndị na-akpọkukwa Onyenwe anyị site nʼobi dị ọcha na-emekọrịta.
nzuzu
isi
ịhụnanya
1 Pita 2:11 — Nʼihi ya, ndị enyi m, ana m arịọ unu, dịka ndị bụ ________ na ndị na-agba ọsọ ndụ nʼụwa a, nke unu bụ, na-asị unu, wezuganụ onwe unu site nʼagụụ mmehie nke na-ebuso mkpụrụobi unu agha.
nʼakwụkwọ
ọbịa
nkwa
Ndị Rom 6:13 — Unu a nakwala eche akụkụ ahụ unu ọbụla ka ọ bụrụ ngwa ọrụ ________ omume. Kama cheenụ onwe unu nʼihu Chineke, dịka ndị esi nʼọnwụ kpọpụta nyefee na ndụ. Cheenụ akụkụ ahụ unu niile nʼihu Chineke dịka ngwa ọrụ nke ezi omume.
kere
ọmụma
ajọ
2 Ndị Kọrint 10:4 — Nʼihi na ngwa agha anyị ji ebu agha, abụghị ngwa agha nke mmadụ nkịtị nke ụwa, kama ha nwere ike nke mmụọ ịla ebe niile e ________ ike nʼiyi.
arọ
wusiri
aghụghọ

← Back to the study