🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ All languages
See More Jesus

Gịnị Ka Bible Kwuru Banyere Mmụọ Ebere? — Ntọala · Akụkụ Bible KJV Nwere Ọnụọgụ Strong — Ajụjụ Baịbụl

For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.

This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.

Matiu 9:13 — Ma gaanụ ________ ihe okwu a pụtara, ‘Ana m achọ ebere, ọ bụghị aja.’ Nʼihi na abịaghị m ịkpọ ndị ezi omume, kama abịara m ịkpọ ndị mmehie.”
zuo
emo
mụta
Luk 10:37 — Ọ sịrị, “Ọ bụ onye ahụ meere ya ________.” Jisọs sịrị ya, “Laa, gaa mee otu ahụ.”
ọcha
ebere
na-eme
Matiu 18:33 — Ọ bụ na ị kwesighị inwe obi ebere nʼebe ohu ________ gị nọ, dị ka m si mere gị ebere?’
ibe
ọcha
anwụ
Jemis 2:13 — Nʼihi na agaghị emere onye ọbụla ebere nke na-adịghị emere onye ọzọ ebere. Nʼihi na ebere na-adị ukwuu karịa ikpe ________ ya.
ọmụma
ịkwa
kere
Matiu 5:7 — ________ na-adịrị ndị na-eme obi ebere, nʼihi na ha ka a ga-emere ebere.
Ngọzị
ilu
ụmụntakịrị
Ndị Efesọs 2:4 — Chineke onye jupụtara nʼobi ebere, maka oke ________ o nwere nʼebe anyị nọ
ịhụnanya
ọcha
nzọpụta
1 Pita 1:3 — Otuto dịrị Chineke Nna Onyenwe anyị Jisọs Kraịst! Site nʼịba ụba nke ebere ya, o nyela anyị ndụ ọhụrụ baa nʼolileanya dị ndụ site na ________ nʼọnwụ Jisọs Kraịst.
mbilite
umeala
ọnwụnwa
Ndị Hibru 2:17 — Nʼihi nke a, e mere ka o yie ụmụnna ya nʼihe niile, ka o nwe ike ghọọ onyeisi nchụaja kwesiri ntụkwasị obi ma na nke nwere obi ebere nʼijere Chineke ozi, ka o nweekwa ike chụọ aja ________ mmehie mmadụ niile.
mkpagbu
nkwuwa
ikpuchi
Mak 10:47 — Mgbe ọ nụrụ na ọ bụ Jisọs onye ________ na-agafe, o bidoro iti mkpu na-asị, “Jisọs, nwa Devid, meere m ebere!”
Nazaret
Judịa
Andru
Luk 11:41 — Kama werenụ ihe ndị ahụ dị nʼime rụọ ọrụ ebere, ihe niile ga-adịkwara unu ________.
omume
ọcha
kwesiri
Ọrụ Ndị Ozi 9:36 — Nʼobodo ________, e nwere otu onye nwanyị na-eso ụzọ ya, nke aha ya bụ Tabita nke pụtakwara Dọkas na asụsụ Griik. O jupụtara nʼọrụ ọma, na ọrụ obi ebere nʼebe ụmụ ogbenye nọ.
Eshịa
Sizaria
Jopa
Jenesis 19:19 — ohu unu achọtala amara nʼihu unu, unu egosila m obi ebere dị ukwuu site nʼichebe ndụ m. Ma agaghị m enwe ike gbalaga ________ ka mbibi a ghara ịdakwasị m, m nwụọ.
ndịisi
ngọzị
nʼugwu
Jenesis 32:10 — Ekwesighị m obi ebere na ________ ntụkwasị obi nke i gosiri ohu gị. Mgbe m gabigara Jọdan a, enweghị m ihe ọbụla karịa mkpanaka m, ma ugbu a, abụ m ọmụma ụlọ ikwu abụọ.
ase
ikwesi
ọnụahịa
Abụ Ọma 136:1 — Keleenụ Onyenwe anyị, nʼihi na ọ dị mma. ________ ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
ukwuu
Ịhụnanya
mmehie
Abụ Ọma 136:4 — Keleenụ onye ahụ naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche, ________ ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
ịhụnanya
ukwuu
mmehie
Abụ Ọma 136:23 — Onye chetara anyị mgbe anyị na-adịghị ike, ________ ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
ukwuu
mmehie
Ịhụnanya
Abụ Ọma 136:26 — Keleenụ Chineke nke ________ ekele. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
osimiri
nsọ
eluigwe

← Back to the study