Onye Bụ Jizọs? — Nkeji Abụọ · Amaokwu Bible KJV Na Nọmba Strong's — Ajụjụ Baịbụl
For each reference below, choose what that verse teaches. Your score appears at the end.
This is the graded quiz. Pass it to earn credit toward your Ministry Certificate of Endorsement.
Jenesis 14:18 — Melkizedek, eze ________, onye nchụaja Chineke nke kachasị ihe niile elu, wepụtara achịcha na mmanya
Salem
Jamin
Tola
Abụ Ọma 110:4 — Onyenwe anyị aṅụọla iyi, ọ gaghị agbanwe uche ya: “Gị onwe gị bụ onye nchụaja ruo mgbe ebighị ebi, nʼusoro ________.”
Melkizedek
Datan
Belteshaza
Ndị Hibru 7:1 — Melkizedek a bụ eze ________, bụrụkwa onye nchụaja Chineke Onye kachasị ihe niile elu. Ọ zutere Ebraham mgbe o si na mmeri o meriri ọtụtụ ndị eze ahụ na-alọghachi, gọziekwa ya.
Salem
Itali
Atens
Ndị Hibru 7:26 — Ya mere, ọ dị mkpa na anyị ga-enwe onyeisi nchụaja dị otu a, bụ onye dị nsọ, na onye ________ ntụpọ, na onye dị ọcha, na onye e kewapụrụ site nʼebe ndị mmehie nọ, ma buliekwa ya elu karịa nʼeluigwe.
pụtara
nyere
na-enweghị
Matiu 26:26 — Mgbe ha nọkwa na-eri nri, Jisọs were ogbe achịcha ahụ, mgbe o nyechara ________, ọ nyawara ya nye ndị na-eso ụzọ ya sị ha, “Naranụ nke a rie, nʼihi na nke a bụ anụ ahụ m.”
ọbịa
ọchịchịrị
ekele
Jenesis 49:10 — Mkpanaka eze agaghị esite nʼebe Juda nọ ________ onwe ya, maọbụ mkpanaka onyendu esi nʼagbata ụkwụ ya pụọ, tutuu ruo mgbe eze ahụ nwe ya ga-abịa, irube isi nke mba niile ga-abụ nke ya.
aghụghọ
ikpere
wezuga
Abụ Ọma 132:11 — Onyenwe anyị ṅụrụ Devid iyi nʼeziokwu, bụ iyi nke ọ gaghị esi na ya laghachi azụ: “Otu nʼime ụmụ gị, ka m ga-eme ka ọ nọdụ ________ gị
ga-ada
ebili
nʼocheeze
2 Timoti 2:8 — Echefula Jisọs Kraịst, onye a kpọlitere site ________, onye sikwa nʼagbụrụ Devid, nke a bụ oziọma m.
nʼọnwụ
mkpa
kere
Mkpughe 22:16 — “Mụ onwe m, bụ Jisọs ezitela mmụọ ozi m ka ọ gbara unu ama a nye nzukọ m niile. Ọ bụ m bụ Mgbọrọgwụ na Mkpụrụ Devid. Abụkwa m Kpakpando ________ ahụ na-enwu enwu.”
izuike
ụtụtụ
nwantakịrị
Matiu 3:16 — Ngwangwa e mechara Jisọs baptizim, o sitere na mmiri ahụ rịpụta. Nʼotu oge ahụ, eluigwe meghere, Jọn hụrụ Mmụọ nke Chineke ka o si nʼelu fedata dị ka ________ na-ebekwasị Jisọs nʼisi.
nduru
na-alụ
kpakpando
Jọn 1:32 — Mgbe ahụ Jọn gbara ama a sị, “Ahụrụ m ka Mmụọ Nsọ sitere nʼeluigwe rịdata dị ka ________, nọkwasị ya.
ilu
ifufe
nduru
Matiu 28:18 — Jisọs bịara ha nso, gwa ha sị, “E werela ________ niile dị nʼeluigwe na nke dị nʼelu ụwa nye m.
ọgbọ
ikike
ịkwa
Jọn 14:16 — Aga m arịọ Nna m, ọ ga-enye unu Onye ________ ọzọ, onye ga-enyere unu aka ma nọnyekwara unu ruo mgbe niile ebighị ebi.
ngwụrọ
ohi
Nkasiobi
Jọn 14:26 — Ma Onye ________ ahụ bụ Mmụọ Nsọ, onye Nna m ga-ezite nʼaha m, ga-akụziri unu ihe niile, ọ ga-echetakwara unu ihe niile m gwara unu.
omenaala
Nkasiobi
ntachiobi
2 Ndị Kọrint 13:14 — Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst na ________ Chineke, na mmekọ nke Mmụọ Nsọ dịnyere unu niile.
ọcha
ịhụnanya
nzọpụta
Ndị Efesọs 4:4 — E nwere otu ahụ na otu Mmụọ, dị ka e siri kpọọ unu nʼotu ________ nke dịịrị ọkpụkpọ a kpọrọ unu.
olileanya
amara
karịa
Ndị Hibru 8:1 — Isi okwu dị nʼihe niile anyị na-ekwu bụ nke a, na anyị nwere ________ nchụaja dị otu a, bụ onye na-anọdụ ala nʼaka nri nke ocheeze onye ahụ kachasị ihe niile elu nʼeluigwe.
onyeisi
bụkwa
Hebrọn
Ndị Hibru 7:14 — Ọ bụ ihe a mara nke ọma na Onyenwe anyị si nʼagbụrụ ________ pụta, Mosis nʼonwe ya akpọtụghị agbụrụ ahụ aha mgbe ọ na-ekwu banyere ndị nchụaja.
Juda
Mata
Oliv
Ndị Hibru 4:14 — Ebe ọ bụ na anyị nwere ________ nchụaja dị ukwuu, onye nke gaferela nʼeluigwe, Jisọs Ọkpara Chineke, ka anyị jidesienụ okwukwe anyị ike.
kere
onyeisi
bụkwa
Link copied
Has this study helped you? Share a short or your full testimony — your story helps someone else find this site.
Save your progress
Optional. You never need an account to use this site.
Keep your quiz scores and your certificate if you change phone or clear your browser.
Restore progress
Restoring replaces the progress on this device, and any certificate you print afterwards will carry the name on the record.
